Ihe ụfọdụ kwuru maka ngagharị nkwado e meere Peter Obi n'akụkọ Naịjirịa dị iche iche

Ndị tinyere ọnụ n'okwu ngaghari nkwado Peter Obi

Ebe foto si, Reno/Peter Obi/Festus Kayomo/Facebook

Dịka puku kwuru puku ndị mmadụ gbakọtara ọnụ gosi nwado ha nye Peter Obi bụ onye ji ọkọlọtọ pati Labour Party azọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa ọtụtụ ndị mmadụ etinyela ọnụ maka etu ya bụ ihe siir gaa n'ụbọchị ncheta nnwereonwe Naịjirịa.

Ndị ọnụ ruru n'okwu a gụnyere ndị na-ekwuru pati abụọ nwere agba na Naịjirịa. Reno Omokri bụ onye so otu mgbasaozi n'oge ọchịchị Goodluck Jonathan ma sorokwa na ndị na-akatọ Peter Obi na ndị 'Obi-Dient' apụtala ihe jaa ha mma maka ihe ọ sị na ọ bụ ike ka ha kpara n'ụbọchị mbụ nke ọnwa Ọktoba ọkacha nke e mere na Festac Lagos.

Reno, onye sị na igwe mmadụ a hụrụ ebe ahụ wụrụ ya akpataoyi sị ndị Obi-Dient na agbanyeghị na Obi agaghị emeri ntulika 2023, na ọrụaka ha dị mma maka ọ dịghị nfe ịkpobota ọtụtụ mmadụ nọ ebe dị iche iche.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 1

N'aka ọzọ Festus Keyamo bụ minister na-ahụ maka ọrụ na ewemọrụ na Naịjirịa ma bụrụkwa onye bụ ọnụ na-ekwuru ndị otu All Progress Congress (APC) n'achụmpta vootu nke 2023 sị na mmadụ ya hụrụ na ya bụ ngagharị nkwado ahụ erughị mmadụ puku abụọ (2000) bụ nke ga-anọ n'ọgbọ nta vootu abụọ.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 2

Uchenna Nnanna

Ebe foto si, Uchenna Nnanna

Nkọwa foto, Ngagharị nkwado maka Peter Obi na Lekki, Lagos

Onye ọzọ na-ekwu na ọbụghị ịgagharị n'ụzọ bụ isiokwu, kama ọ bụ ịpụta bịa tụọ vootu mgbe o ruru.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 3

Peter Obi n'aka nke ya ekeleela milikiti mmadụ pụtara n'igwe meere ya ngaghị nkwado ụnyaahụ n'ụwa.

N'ozi ọ wepụtara na Twitter ya Obi sị na ha egosila ndị uwa na olileanya dị maka ịweta Naịjirịa ọhụrụ.

Ọ sị, "eji m obi niile ekele unu maka ngaghị nkwado nke gara n'udo ebe niile".

Ọ sịkwa na, "ekelere m ụmụ ntorobia nakwa ndị okenye pụtara n'igwe maka nkwado a.

O kwuru na ọnweghị ụbọchị nchete nnwereonwa Nịjirịa ga-adị ka nke a.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 4

Lee ebe niile ndị mmadụ mere ngagharị nkwado maka Peter Obi n'ụbọchị ncheta nnwereonwe Naịjirịa

Ọtụtụ mmadụ pụtara n'igwe na mpaghara Naịjirịa ụfọdụ ịkwado Peter Obi na Ahmed Datti bụ osote ya nke Labour Party.

Ụnyaahụ bụ ụbọchị cheta mnwereonwe Naịjirịa ka ọ kpọtụrụ na ebe dị icheiche na Naịjirịa nakwa ofesi.

Nke ọtụtụ ma bụ nke ndị otu a kpọrọ onwe ha Obi-Dients sị na ha ga-eme na ebe anọ na Lagos steeti.

Ebe ndị ahụ bụ na Ikeja, Surulere, Lekki nakwa Festac.

Mana ihe a hụrụ bụ nke mere na Lekki, Surulere and Festac.

Odoghị anya ma ha meziri nke Ikeja.

Ndị nkwado Pter Obi

Ebe foto si, McGinger Ibeneme

Nkọwa foto, Ngaghrị nkwado na Oji River Enugu steeti

Ihe pụrụiche na nke Oji River bụ na ndí nwe ala n'Okpuruọchịchị Oji River, Enugu steeti gbakọrọ aka nabata Peter Obi ka nwa ha mgbe ha mere ngaghị nkwado be ha ụbọchị Satọde

Ngagharị nkwado Peter Obi

Ebe foto si, McGinger Ibeneme

Nkọwa foto, Ngaghrị nkwado na Oji River Enugu steeti

Ka nke a na-eme, ọtụtụ ụmụ ntorobia pụtakwara n'igwe na Kaduna. Zaria, Bauchi, Akwa Ibom, Aba, Benin, Ekiti, Asaba, Oshogbo, London, New York. Oji River n'Enugu Steeti nakwa ebe ndị ọzọ.

Ọtụtụ ndị mmadụ ndị ntaakụkọ gbara ajụjụ ọnụ sị na ha chọrọ ịweghara Naịjirịa maka na ike agwụla ha n'ọnọdọ Naịjirịa ugbua.

Otu onye ndị gbokobara ya bụ ngagharị bụ Saheed Onitilo nka Peter Obi Intervention Network for Transformation sị na, otutu ndị a pụtara ngagharị a ji ego ha mee ya.

Lee foto ka o siri mee ebe ụfọdụ.

Uchenna Nnanna

Ebe foto si, Uchenna Nnanna

Nkọwa foto, Ngagharị nkwado maka Peter Obi na Lekki, Lagos

Ụfọdụ mmadụ ji ukwu gaa ebe tere aka iji sonye ya bụ ngagharị nkwao na Lagos.

Ige onyonyo ndị mmadụ wepụtara na Twitter gosiri ndị nwere nkwarụ so eme ya bụ njem nkwado na Mile 2 dị na Lagos.

Igwe mmadụ pụtara njem ndị a mere ka kpachịkpachị dị n'ụzọ niile.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 5

Ndị uweojii wujuru ama dịka ndị nkwado Peter Obi pụtara ngagharị na Legọs

Ndi uweojii na ndị na-akwado Peter Obi

Ebe foto si, Lagos Police/ObidientTV

Ndị uweojii awujuola ama na mpaghara ụfọdụ na Legos dịka otu ngwado Labour Party kpọrọ onwe ha 'Obi-dients' pụtara ngagharị maka ịkwado onye ga-azọ ọkwa onyeisiala n’aha pati ahụ bụ Peter Obi na steeti ahụ taa bụ Satọde, abalị mbụ nke ọnwa Oktoba afọ 2022.

Cheta na n'Ụlọikpe Ukwu nke Etiti nyere ntuziaka ka e nye ohere maka ngaghari a, kama ọ machiri ha ịgbakọ na Lekki Toll Gate.

Ntuziaka ụlọikpe na-eso akwụkwọ ụfọdụ ndị gbara sị ka e gbochie ndị ntorobia ime ya bụ ngagharị.

Onye ntakụkọ anyị gara na Lekki Toll Gate n'ụtụtụ taa hụụ ọtụtụ ndị uweojii na nakwa ụgbọala ndị uweojii kposa n'ebe ahụ.

Lekki Toll Gate
Nkọwa foto, Ndi uweojii kere ngwụcha na Lekki Toll Gate taa iji gbochie ọgbaghara

Mana na-agbanyeghị nke a, ndị ntorobia pụtara gagharia ma mpaghara dị iche iche na Legọs taa dịka Festac, Surulere, Ikeja , Lekki wdg.

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 6

Ndị uweojii

Ebe foto si, rrsLagos767

Na Surulere, a ghaa ọka, o koro n'elu

N' ama egwuregwu nke etiti dị na Surulere a kpọrọ 'National Stadium', a ghaa ọka, o koro n'elu dịka ndị ntorobia pụtara n'igwe.

Ndị mmadụ bi nso ebe ahụ gwara BBC Igbo na kpachikpachi okporoụzọ jupụtara n'okporo ndị dị ga nso n'ama egwuregwu 'National Stadium' bụ ebe ndị mmadụ gbakọrọ.

Skip X post, 7
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 7

Skip X post, 8

End of X post, 8

Na Festac, Legos

Na Festac ndị ntorobia gbakọọ na 'First Gate Junction bụ ebe ha siri zọpụ gawa Apple Junction.

Skip X post, 9
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 9

Na Lekki, ndị ntorobia kporo ekwo nkụ

Ndị nkwado Peter Obi

Ebe foto si, Uchenna Nnanna

Ha agbakọghị na Leki Toll Gate iji rube isi na ntuziaka ụlọikpe.

Mana ndị ntorobia kpọro ekwo nkụ pụta gagharia na ebe dịka Marwa Bustop nakwa ebe ndị ọzọ na Lekki, Lagos.

Ndị nkwado Peter Obi

Ebe foto si, Uchenna Nnanna

N'akụkụ Naijirịa ndị ọzọ

Ọtụtụ ndị mmadụ n'akụkụ soshal midia dị iche iche na-egosipụta etu igwe mmadụ sikwa pụta n'akụkụ nke ha kwudoro ma gozi nkwado ha nye Obi na-azọrọ otu pati LP ọkwa onyeisiala 2023.

Igwe mmadụ ndị zipụtara ọtụtụ ihe na soshal midia si ma na mpaghara ugwu nakwa ndịda Naịjirịa.

Ọtụtụ ndị nọ n'ihe onyonyo na-efeghari ji ọṅụ na-agba egwu ma na-agụ egwu ebe ndị ọzọ na-ekwupụta olileanya ha nwere maka Obi bụ onye ha na-akwado.

Skip X post, 10
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 10

Skip X post, 11

End of X post, 11

Skip X post, 12

End of X post, 12

Skip X post, 13

End of X post, 13

Skip X post, 14

End of X post, 14