BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ụlọikpe atụọla Onyeze Jesus mkpọrọ afọ isii
A tụọla Onyeze Jesus a nwụchiburu ya na Akwa Ọkụkụ na Eke Hit n'ọnwa Febụwarị 2025 maka ebubo ntọ, okeite mkpọrọ afọ isii.
Mary Habila gwara enyi ya nwoke na imi ya na-agba ọbara- Dave Umahi
Dave Umahi ekwuola okwu mbụ ya n'ọha banyere ihe ọ ma maka ọnwụ Mary Habila.
Ihe Andy Burnham sị na ya na-akwado dịka ọ ga-aghọ Praịm Mịnịsta mba Briten na Monde
Andy Burnham ga-abanye n'ọkwa Praịm Mịnịsta Briten ụbọchị Monde.
'Enweghị m obi ike dịka ya': Alicia Lissu na-atụgharị uche banyere ụgwọ ezinaụlọ ya na-akwụ maka ndọrọndọrọ ọchịchị Tanzania
Alicia Lissu, nwunye onye ndu mmegide ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania, Tundu Lissu, na-akọ banyere mmetụta mgbu uche, nsogbu ego, na ihe isi ike onwe onye nke mgbalị ndọrọ ndọrọ ọchịchị di ya, ikpe ebubo ịgba ọchịchị mgba okpuru, na njide ya ugboro ugboro kpatara ezinụlọ ha. N’akụkọ a pụrụ iche, ọ na-atụgharị uche banyere ndụ ha n’ala ọzọ, otu ha siri lanarị ihe mgbu na nsogbu ndị sochiri mgbalị igbu Tundu Lissu na 2017, nakwa àjà dị ukwuu ezinụlọ ha chụrụ n’etiti esemokwu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania nke ka na-aga n’ihu.
Naịjirịa esila Saụt Afrịka kpọlata ụmụafọ ya karịrị 300 na mkpolata nke ikpeazụ gọọmenti na-eme
Naịjirịa esila mba Saụt Afrịka kpọlata ụmụafọ ya dị 305 n’agba nke ise na mkpọlata gọọmentị Etiti na-eme kemgbe mwakpo Xenophobia megide ụmụafọ mba Afrịka dị iche iche na mba Saụt Afrịka malitere.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Julaị 17, 2026, Duration 1,02
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde, Julaị 27, 2026.
Favour Agbro: Etu aka si kpara nwoke a sị wakporo nwata nwaanyị nke mere ka agbọghọ ahụ kwụọ ụdọ
Aka akaparala nwoke a na-enyo wakporo nwagbọghọ n'ike , ọ kwụọ ụdọ
A nwụchiela Adeniyi Adeyemi maka ebubo ihiwe ụlọọrụ gọọmenti adịgboroja
Nke a na-abịa dịka Adeyemi na-abịaghị ụlọikpe dịka a kpọlitere ikpe ya n'ụbọchị Tuzde 14 Julaị, 2026.
E bidola ikpe ndị e jidere maka ọnwụ Godwin Adimike bụ onye ọchụnta ego e gburu n'Abuja
Akụkọ maka ikpe a na-ekpe ndị e jidere maka ọnwụ Godwin Adimike bụ onye ọchụnta ego e gburu n'Abuja
Ụlọikpe enyela iwu ka a tọhapụla Uche Nnaji n'ọnụego mgbapụta
Uche Nnaji bụbu Mịnịsta Sayensị na Tekịnụzụ na Naịjirịa agwala sị na aka ya dị ọcha n'ebubo ọnụ isii ụlọọrụ ICPC boro ya.
Etu e si tọhapụ ụmụakwụkwọ na ndị nkuzi ndị ojiegbe tọọrọ n'Ọyo Steeti
Cheta na ndị ojiegbe wakporo ụlọakwụkwọ abụọ dị n'obodo Ahoro-Esinle n'ụtụtụ Fraịde 15 Mee 2026, gbuo otu onye nkụzi ma tọrọ ọtụtụ ụmụakwụkwọ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.















































