Balogun Market Fire: Ụlọahịa abụọ adala n'ihi ọkụ n'agba na Balogun

Aha onyonyo, Balogun Market Fire: Ọkụ agbatuola ụlọahịa abụọ n'ahịa Balogun Legọs

Ọnụ na-ekwuru ndị orụ gbatagbata na Legọs bụ Nosa Okunbor gwara BBC na ụlọahịa abụọ adala n'ihi ọkụ gbara n'Anambra Plaza dị na Balogun na Legọs.

Anya hụrụ ka o si mee sị na ọkụ a malitere mgbe o ji ọkara gafee elekere itoolu nke ụtụtụ a.

Ọkụ a butere ọgbaghara n'ahịa Balogun ebe ndị mmadụ na-agbalị ịzọpụta ngwaahịa ha.

Onyeisi ndị ọrụ gbatagbata bụ Lasema Oluwafemi Oke-Osanyitolu sị na Amabeghị ihe butere ọkụ a kama na onwereike ịbụ ọnọdụ ihueluigwe.

Di fire for Balogun market

Ebe foto si, Twitter/@Gboyegakosile

Ọ sị na ndị ọrụ ya nakwa ndị ọrụ mgbanyụọkụ na-agba mbọ imenyụ ọkụ ahụ ma rịọ ka onye ọbụla dere duu.

Cheta na nke a ga-eme ya ugboro abụọ n'ime ọnwa atọ ọkụ na-agba na Balogun dị na Legọs Island.

Kirie ihe a ka ị chọpụta ụlọọrụ ndị mgbanyụ ọkụ dị nso n'ebe ị nọ.

Kedụ ụlọọrụ ndị mgbanyụ ọkụ dị nso n'ebe ị nọ?
  • Ụlọọrụ mgbanyụ ọkụ:
  • Ọnụọgụgụ:
  • Mbara eluala:
Naịjirịa na ntabi anya
Oge kachasị dị anya na Naịjirịa bụ Gabu Bekwarra nke ji 6 hours, 58 minutes, 32 seconds dị nso n'ebe ụlọọrụ mgbanyụ ọkụ nọ na 7 hours, 5 minutes, 3 seconds mgbe kpachikpachi dị n'ụzọ.
Ụlọọrụ mgbanyụ ọkụ dị na steeti nke Naịjirịa
  • Lagos
    20
  • Kano
    4
  • Osun
    4
  • Oyo
    4
  • Adamawa
    3
  • Ogun
    3
  • Katsina
    2
  • Rivers
    2
  • Anambra
    2
  • Akwa Ibom
    2
  • Jigawa
    2
  • Niger
    2
  • Abuja
    2
  • Cross River
    2
  • Kwara
    2
  • Borno
    2
  • Ekiti
    2
  • Abia
    2
  • Sokoto
    1
  • Ondo
    1
  • Taraba
    1
  • Nasarawa
    1
  • Yobe
    1
  • Kogi
    1
  • Kebbi
    1
  • Zamfara
    1
  • Bauchi
    1
  • Imo
    1
  • Gombe
    1
  • Enugu
    1
  • Edo
    1
  • Ebonyi
    1
  • Delta
    1
  • Benue
    1
  • Bayelsa
    1
  • Plateau
    1
  • Kaduna
    1
Ụlọọrụ mgbanyụ ọkụ dị n'ọtụtụ obodo na mbaụwa
  • London
    103
  • New york
    254
  • Tokyo
    81

Akụkọ ndị ga-amasị gị: