'Ikpe m ka dị n'ụlọikpe gbasara gọomentị ịmachi Twitter'

Njiri mara Naịjirịa na nke Twitter
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 8

Onye okaikpe bụ otu ndị wepụrụ gọomentị etiti ụlọikpe maka ịmachị Twitter na Naịjirịa bụ Monday Ubani ekwuola na ọnweghị iwu dị n'akwụkwọ iwu Naịjirịa gọọmentị gbakwasara ukwu amachi Twitter.

Ubani sị na "gọomentị etiti ga-egeriri ụlọikpe Ecowas ntị maka na ha so hiwe ya".

Onye enyemaka gọọmentị etiti n'ọrụ mgbasa ozi bụ Femi Adesina ekwuola na gọọmentị na-eleba mkpebi ụlọikpe Ecowas anya gbasara ya bụ mmachị gọọmentị etiti machịrị Twitter na Naịjirịa.

O kwuru nke a n'ịsa okwu maka ya bụ mkpebi ndị ụlọikpe Ecowas dị n'Abụja bụ nke nyere iwu ka gọomentị Naịjirịa ghara ịnye onye ọbụla nsogbu gbasara ịje na Twitter maọbụ itinye ya n'ọrụ.

Okaikpe na-ekwutere ndị mmadụ ọnụ ha bụ Femi Falana gwara BBC Igbo na ha na-eche ka amara ihe gọomentị ga-enyochapụta na ya bụ okwu.

Femi Falana

Ebe foto si, Femi Falana_twitter

Minista mgbasaozi bụ Lai Mohammed ekwubuola na Naịjirịa bụ mba kwụụrụ onwe ha nke ndị ọzọ enweghị ike ịbata n'ime ya mewa ihe obula ma hara ịnata ikike.

Onye okeikpe ọzọ bụ Monday Ubani kwuru na Gọọmentị etiti enweghị ikike ịmachị onye ọbụla ịbanye na Twitter maọbụ itinye ya n'ọrụ.

Ọ sị na "ọnweghị iwu dị n'akwụkwọ iwu Naịjirịa machiri mmadu ịba maọbụ itinye Twitter n'ọrụ".

Monday Ubani

Ebe foto si, MONDAY UBANI

Ubani sị na ọ bụ maka ọnọdụ a ka ya ji kpọpụ Gọọmentị Naịjiria ụlọikpe, maka ịkwụsị ha itinyere ndị mmadụ anya n'ihe gbasara ji Twitter nabata maọbụ zipụ ozi n'ụzọ ọbụla.

Ubani sị na ya na atụ anya imere ya bụ ikpe dịka ya meriri nke ya gbara maka oke ugwoọnwa ndị ụlọomeiwu na-anata.

Akụkọ ga-amasị gị

Ihe ụmụ Naijirịa na-ekwu maka gọọmentị iji Twitter maa ọkwa mmachi Twitter na Naijirịa

Twitter,Lai Mohammed

Ebe foto si, FMIC

Ugbua gọọmentị etiti machiri ụlọọrụ Twitter na Naijirịa, ndị mmadụ ekwuola uche obi ha na ihe ha ga-eme maka ya bụ mmachi.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Ngalaba Amnesty International katọrọ ya ma sị na o megidere ikike dịịrị onye.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Reno Omokri na Gọọmentị Naijirịa enweghị ihe ha ga-eji hiwe ya bụ mmachi.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

O kwukwara na o megidere usoro ọchịchị onye kwuo uche ya

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Skip X post, 6

End of X post, 6

Adamu Garba kwadoro ya bụ mmachi ma sị kla ndị mmadụ bata igwe mgbasaozi CrowweApp

Skip X post, 7
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 7

Ụkọchukwu Johnson Suleman kwuru, "Amachiri Twitter na Naijirịa ma kwuputa ya na Twitter"

Skip X post, 8
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 8

Skip X post, 9

End of X post, 9

Skip X post, 10

End of X post, 10

Gọọmentị etiti akwụsịla ụlọọrụ mgbasaozi n'intanetị bụ Twitter ọrụ na Naijiria.

Mịnịsta mgbasaozi bụ Lai Mohammed gbara ama n'ụbọchị Fraide n'ozi o binyere aka.

Mohammed kwuru na nke a bụ n'ihi n'ụlọọrụ ahụ nyere ohere ka e were akara ha aeme agba gọọmenyttị Naijiria mgba okpuru.

Skip X post, 11
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 11

Skip X post, 12

End of X post, 12

Ọ gara n'ihu kwuo na gọọmentị enyela ụlọọrụ na-ahazi mgbasaozi n'ikuku bụ NBC na ịchafụ ntuziaka ịmalite inye ikike maka ihibe ụlọọrụ soshal midia na Naijiria.

Skip X post, 13
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 13

Cheta na abalị ole na ole gara aga, ụlọọrụ Twitter wepụrụ ozi nke Onyeisiala Muhammadu Buhari tinyere nke chetara ndị mpaghara Ọwụwa Anyanwụ ihe ha gabigara n'oge agha Biafra dịka ọ gwara ndị na-eti mkpu nwereonwe na ya ya agwa ha okwu n'olu ha ga-aghọta.

Mana Gọọmentị Naijira goziri iwe ha maka agwa Twitter kpara ma boo ụlọọrụ ahụ ebubo "ime ihu abụọ".

Lai Mohammed: Twitter na-eme ihụ abụọ, gịnị kpatara na ha ewepụbeghị ọtụtụ ihe Nnamdi Kanu na-ede?

Lai Mohammed

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Ihe Lai Mohammed kwuru banyere ebubo nwunye Nnamdi Kanu boro gọọmenti etiti

Otu nnwereonwe Biafra bụ 'Indigenous people of Biafra' a ma dịka Ipob,

"Mgbe a na-alụ agha bụ ọ na-echetara ndị Igbo etu o si gbuo, e gburu ndị ebughị egbe ọtụtụ na Nkpor, e gburu na Aba,

Buhari kpọrọ ndị Igbo asị malite n'ụtụtụ.

Lai Mohammed: Twitter na-eme ihụ abụọ, gịnị kpatara na ha ewepụbeghị ọtụtụ ihe Nnamdi Kanu na-ede?

Gọọmentị Etiti ebola ụlọọrụ Twitter ebubo ime ihu abụọ maka iwepụ ozi onyeisiala Muhammadu Buhari wepụtara n'akara Twitter ya.

Lai Mohammed kwuru nke a n'ụbọchị Wenezde, ma kwuo na ọtụtụ ihe Nnamdi Kanu na-ede, Twitter hapụrụ ya.

Skip X post, 14
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 14

O kwuru sị: "Anyị na-enyo Twitter enyo n'obodo a bụ Naịjirịa. Ọrụ ha na Naịjirịa edochabeghị anya."

"Ị hụtụla ebe Twitter wepụrụ ihe Nnamdi Kanu dere, n'agbanyeghị na okwu ya nwere ike ibute ọgbaaghara."

"N'oge End SARS, Twitter ji ego ha na-akwado ndị End Sars."

"Otu ihe mere n'oge End Sars bụkwa ihe mere na mba Amerịka mana Twitter ji ọsọ machie Donald Trump, mana enweghị ihe ha mere ndị End SARS."

"Anyị agaghị ekwe ka onye ọbụla ghọgbuo anyị, ọrụ anyị bụ ịchị obodo a, anyị ga-achịkwanụ ya etu ike kwere anyị."

"Twitter bụ ndị ihu abụọ. O nweghị ebe ọbụla n'ụwa mmadụ ga-anọ na abụghị Naijiria ebe mmadụ ga-enye ndị otu ya ikike imegide ikikere ọchịchị; uweojii, ndị agha, ọkachasị ọ bụrụ otu a machiri amachị."

Buhari Tweets: M.I, Ill Bliss, Johnny Drille na ndị ọzọ ama ama sị na "IamIgbotoo"

M.I Abaga, IllBliss, Johnny Drille

Ebe foto si, Instagram/M.I Abaga, IllBliss, Johnny Drille

Nkọwa foto, M.I Abaga, IllBliss, Johnny Drille

Ọtụtụ ndị otiegwu, ndị ome ejije, na ndị ọzọ a ma ama na Naịjirịa ka na-akatọkwa Onyeisiala Buhari maka okwu ya gbasara iji aka ike soro ndị ndị na-azọ nnwereonwe Biafra.

Ha gụnyere Jude Abaga, onye e ji M.I mara, Johnny Drille, Ill Bliss, na ndị ọzọ.

Okwu ha na-ekwu na Twitter mere ka #iamigbotoo malite iwu dịka ọtụtụ na-ekwu na mmegbu ndị Igbo na Naịjirịa akarịala

Gịnị bulitere nke a?

Skip X post, 15
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 15

Ọ bụ M.I malitere ya bụ okwu dịka o mere onyonyo ebe ọ nọ katọọ ihe Onyeisiala Buhari kwuru ma kwuo na ya kwụ ndị Igbo n'azụ.

M.I kwuru sị: "Onweghị onye Igbo ọbụla nụrụ ihe Onyeisiala kwuru ka obi ghara ịlọ ya mmiri nke ukwuu."

"Ya mere o ji dị mkpa na anyị niile, ma ndị Igbo ma ndị abụghị ndị Igbo, ga-ejikọ aka ọnụ kwuo na anyị akwadoghị ihe ahụ Onyeisiala kwuru."

"Ọ ga-adị mma ka onye ọbụla tinye ọnụ ma gwa ndị Igbo na anyị niile bụ otu, anyị hụrụ ha n'anya, anyị agaghị ekwe ka ihe mere n'oge gara aga kewaa anyị.

Na nzaghachi ihe ahụ M.I kwuru, Kate Henshaw, onye na-eme ejije Nollywood, tinyere akara onye na-akụ aka nke gosiri na ọ kwadoro ya bụ okwu

Johnny Drille

Ebe foto si, Screenshot

N'aka nke ya, Johnny Drille kwuru na ndị Igbo bụ agbụrụ nwere obi ọma dịka o si chọpụta oge o ji otu afọ fee ala Naịjirịa n'Enugwu steeti.

O kwukwara na ọtụtụ ndị Igbo na-akwado egwu ya ma bụrụkwa ndị nwere obi ọma.

Ill Bliss

Ebe foto si, Screenshot

Ill Bliss, onye oti egwu ọzọ a ma ama kwuru na ihe na-eme ugbua n'ala Igbo jọrọ njọ.

O kwuru na o kwesịrị ka ndị Igbo niile a ma ama soro were olu ha kwuo okwu ma katọọ ya bụ ihe.

Twitter ewepụla ozi Buhari dere maka iji aka ike soo ndị na-eti mkpu nnwereonwe

Buhari

Ụlọọrụ Twitter ewepụla ozi Onyeisiala Muhammadu Buhari gbasara n'akara Twitter ya n'ụbọchị Tuzde gbasara ndị o kwuru na-emebisi ihe na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ.

Twitter na-ekwu na ihe ahụ Buhari dere megidere iwu ha, dịka ọtụtụ ndị mmadụ wetaara ha mkpesa gbasara ozi ahụ.

Buhari

Ebe foto si, Screenshot

Nkọwa foto, Twitter kwuru na ihe ahụ Buhari dere megidere iwu ha

Gịnị mere Twitter ji wepụ ozi Buhari?

Twitter
Nkọwa foto, Ihe nwere ike ime ka Twitter wepu ozi mmadụ maọbụ wepụ akara Twitter mmadụ

Ihe bụ isi sekpụ nti n'ihe ahụ Buhari dere bụ ebe o kwuru na ha bụ ndị so lụọ agha ọnwa iri atọ, ga-emeso ndị na-emebi ihe na Naịjirịa omume "n'asụsụ ha ga-aghọta".

Ndị mmadụ kwuru na nke a dịka Buhari ịchị ndị Igbo ọchị maka mmekpa ahụ nakwa nnukwu ahụhụ ha tara n'aka ndị agha Naịjirịa n'oge agha Biafra.

Ma ndị Igbo ma ọtụtụ ndị abụghị ndị Igbo socha katọọ etu Buhari siri debe ọnụ kwuo ya bụ okwu.

Ọtụtụ ndị mmadụ wegara mkpesa nye Twitter maka ya bụ ihe, nke a so n'ihe mere Twitter ji wepụ ya bụ ozi.

Lee ihe merenụ

Buhari

Ebe foto si, Screenshot

Na mgbede ụbọchị Tuzde ka Onyeisiala Muhammadu Buhari dọrọ aka na ntị gbasara ụlọọrụ ndị INEC a na-agba ọkụ na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ.

O kwuru nke a oge ọ nabatara onyeisioche INEC, ọkammụta Mahmood Yakubu, onye biara ịkọrọ ya maka etu e si awakpo ọtụtụ ụlọọrụ ha n'akụkụ Naịjirịa dị icheiche.

Onyeisiala Buhari kwuru na gọọmenti enyela ndị omekome ahụ oge zuruoke.

O kwukwara na ndị a na-emebisi ihe, anọghị ya oge a lụrụ agha Biafra, ha amaghịkwa ihe mere oge ahụ.

Mana o kwere nkwa na "anyị bụ ndị so lụọ agha ọnwa iri atọ ga-aza ha n'asụsụ ha ga-aka ghọta."

Onyeisiala Buhari kwuru na a gbanwela ndị isi agha nakwa ndị onyeisi ndị uweojii Naịjirịa, "anyị ga-ahụ na ha nyere ezi nchekwa".

Ihe dị otu a o meela mbụ?

Donald Trump NA nnamdi KANU

Ebe foto si, Getty Images/BBC

Nkọwa foto, Trump na Nnamdi Kanu bụ ndị ọzọ a ma ama amachiburu na soshal midia n'ihi okwu dị aṅaa.

Cheta na ihe dị otu a mere n'oge mba Amerịka na-eme ndọrọndọrọ ọchịchị, oge Twitter wepụrụ ụfọdụ ozi Onyeisiala Donald Trump tinyere n'akara Twitter ya.

Donald Trump wepụrụ ọtụtụ ozi nke o ji ebo ebubo na ọ bụ nrụrụaka ka e ji chụtuo ya n'ọkwa onyeisiala, mana o nweghị ihe akaebe ọbụla o gosiri iji kwadoo okwu ya.

Facebook sokwa na ndị wepụrụ ọtụtụ ozi Donald Trump tinyere n'oge ahụ.

Mana oge Donald Trump malitere ịgbasa ozi site na Twitter na Facebook na-akpọ ndị nkwado ya ka ha gaa mee ngagharịiwe n'isi ụlọ omeiwu ha bụ 'Capitol building', Twitter na Facebook wepuru akara ya kpam kpam n'ọgbakọ ha.

Ihe mmachi Twitter rierela

Ebe foto si, BBC/Netblock/Noipoll

Chetakwa oge Facebook machiri Nnamdi Kanu, onyeisi ndị IPOB maka okwu ya nke ha sị na o nwere ike ibute ọgbaaghara.

Facebook wepụrụ akara Nnamdi Kanu n'oge ahụ, mana o mechara mepee ọzọ jirikwa ya na-agbasa ozi.

Iwu megidere mgbasa ozi na soshal midia

Twitter
Nkọwa foto, Ihe nwereike ime ka a machie mmadụ na soshal midia

Ọ bụ eziokwu na mmadụ ọbụla nwere ikike dịịrị ya ikwu ihe bụ uche ya oge niile, mana enwere ụdị nke ị ga-ekwu o, soshal midia nwere ike machie gị.

Ihe nwere ibute mmachi na soshal midia gụnyere:

  • Okwu akpọmasị (hate speech)
  • Okwu na-egosipụta ịkpa oke agbụrụ (racist comments)
  • Okwu iji ọnwụ maọbụ mmerụ ahụ eyija mmadụ (threat to life or bodily harm). O nwere ike ịbụ maka nke a ka e ji wepụ ozi Buhari.
  • Okwu megidere nwoke idina nwoke maọbụ nwaanyị idina nwaanyị (sexual discrimination)
  • Ikesa akụkọ ụgha (fake news)
  • Ikwu okwu ga-akpalite ọgbaaghara n'obodo (inciting violence)