#NextLevel: Nkwa ọhụrụ iri Buhari kwere

NextLevel

Ebe foto si, @Bashir Ahmad

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ụbọchiụka ka ndị na-azọ ọkwa ọnyeisiala Naịjiria nakwa gọvanọ malitere ịchụ nta vootu maka ntuliaka 2019.

N'emume iji mee nke a nke onyeisiala Buhari hiwere na Abuja, o kwuru na ọchịchị ya emejupụtala nkwa o kwere na ntuliaka gara aga site na-ịtọ ntọala maka ọganihu ala Naijiria.

Lee ụfọdụ n'ime nkwa Buhari na APC na-ekwe ha ga-emere ụmụ Naijiria ma ọ bụrụ na ha tụnyere ya ọzọ n'afọ 2019.

1. Anyị ga-ahazigharị agụmakwụkwọ

Anyị ga-arụgharị ụlọakwụkwọ dị 10,000 kwa afọ ma zụgharịa ndị nkuzi n ikuzi sayensi, teknụzụ, nka, mgbakọ na mwepụ

2. Rutọpụ akwa mmiri nakwa ọkporoụzọ

Ha kwere nkwa ịrụpọ akwammiri Naija nke abụọ

3. Anyị ga-aga n'ihu ibu agha megide nrụrụaka

N'agbanyeghị oko anyị nwara n'imechi ụzọ , ọrụ ka dị n'ịhụ na nrụrụaka n'ala anyị

4.

5. Anyị ga-ewepụta ohere ọrụọhụrụ rụrụ nde 15

N'ịganihu, ebe anyị ka etinye aka na ya bụ ọrụ site na ịmụba atụmatụ N-Power nakwa ọrụugbo na ndị ọrụaka.

I nye ndị ọrụugbo na ndị na-ere ihe ọrụ site na mbuli ụmụakwụkwọ gọọmentị na-enye nri site na nde 9.2 rue nde 15

6. Inye ịntanet n'efu na ebe ụfọdụ

Ha na Google ga ejikọrịta aka ime ka enwe ịnaneti na efu n'ụlọakwụkwọ, ụlọọgwụ nakwa ahịa.

Mana nkwa ndị kpalitere iwe ụfọdụ ụmụ Naijiria.

7. A ga-enye ụmụnwaanyị ọkwa ruru pasent 35

A ga-enye kwa ndị ntorobịa ọkwa na gọọmentị

8. Atụmatụ ahụike maka mmadụ niile

9. 11,000 megawat ọkụ latrik

I welite ọkụ latrik megawat 1000 kwa afọ ganye na o rue megawati 11,000.

10. I mepe ụlọakụ ọha

Ihiwe ụlọakọ ga na-agbazinye ndị ahịa na ndị ọrụaka obere ego mgbazinye ruru otu nde naira.

Ihe ndị mmadụ kwuru na soshal midia

Ha na-ajụ Buhari na APC ihe mere nkwa mbụ ha kweburu.

@Josiah_Madi jụrụ ebe ka Buhari dugara ndị Najiria na mbụ?

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@Romeosreal1 kwuru na Nextlevel of ihe isika , ihe ịda oke ọnụ ahịa, oke ogbugbu mmadụ

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Okwudili Michael jụụ ma ọ bụ mgbanwe ahụhụ o wetara ka ọ chọọ ibuli n'ogoogo ọhụrụ?

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Mana ụfọdụ dịka Semiu Okanlawon kwụnyere Buhari

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Akụkọ ndị ga-amasị gị: