Okwu ụgha ndị dị na soshal midịa maka ihe gbara ka ogbunigwe n'Ibadan

Ebe foto si, bbc
Ọtụtụ ndị mmadụ ekesewaala okwu ụgha dị icheiche na soshal midịa banyere ihe gbara ka ogbunigwe n'Ibadanisi obodo Oyo Steeti ụbọchị Tuzde.
Otu onye na soshal midịa X kesara ihe na-abụghị eziokwu banyere ihe ahụ gbara. Otu n'ime ozi ahụ nke Ace Mall kesara, e kiriela ya ugbo puku iri asaa na anọ. N'ime ozi ahụ, o kwuru na otu nnukuwute ụlọ ahịa nọ nso ebe ihe ahụ gbara ruru ala.
Mana okwu a bụ okwu ụgha dika e nyocha gosiri na foto na onyonyo ụlọahịa ahụ gosiri na ọ ka gusosiri ike.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1

End of X post, 2
Otu onye na X akara ya bụ @MayorLadseriki_ tinyere onyonyo nke na-egosi ihe dịka gbamgbam ụlọ dara ada nke o kwuru bụ gbamgbam ụlọahịa ahụ O kwukwara na ọ nọ ebe ahụ oge ihe ahụ mere.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
David Fatunmbi, ponye ọzọkwa na X gosiri foto si na ụlọahịa Ace Mall gosiri mpio ndị gbawara agbawa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Ndị ọzọ tinyekwara foto nke si n'ụlọahịa Dominos na-egosikwa mpio ugegbe pịawara apịawa na-egosi na ihe ahụ gbawara kpatara ya mana ebe Dominos nọ ruru mita 600 site n'ebe ihe ahụ gbara kpọmkwem.
E nwekwara ihe ndị ọzọ bụ okwu e kesara banye mgbawa ahụ e kesara otutu oge na soshal midịa.
O nwere ndị na-ekwu na ihe ahụ gbara bụ ndị na-eyi ndụ egwu tụrụ ogbunigwe mana aka na-achị steeti Oyo bụ Seyi Makinde ekwuola na nyocha mbụ ha mere na-egosi na ọ bụ ndị na-egwupụta ọnatarachi nke ndị iwu na-akwadoghi kpatara nsogbu ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Ozokwa dịka ibe ya bụ na e nwere onyonyo ndị dị na X ebe ndị mmadụ na-ekwu na ọkụ buru ụzọ gbawa n'ime ptu ụlọ ebe ihe ahụ malitere tupu ihe agbawaa.
Ihe ọzọ bụ okwu ụgha nke mmadụ kwuru na X bụ na ọ bụ ebe a na-ere gaasị na Bodija ka ihe ahị nọrọ gbawaa. Ndị mmadụ ekiriela onyonyo ahụ ihe karịrị puku narị atọ na iri ise 350, ndị mmadụ etinyela mmasị na ya ruo 886 ebe e kesarala ya ruo 691.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
Dịka gọvanọ iri kwuo, mmadụ abụọ ka ihe ahụ gburu ebe mmadụ 77 natara otu mmeruahụ dị icheiche ma na-anata ọgwụgwọ n'ụlọọgwụ.
Ebe ihe ahụ gbara dịka mita 900 n'ebe ụlọọrụ gọvanọ nọ.