Inec PVC: Ndị mmadụ na-achọ ịnata nke ha arịwala elu n'Anambra Steeti - Festus Okoye

Festus Okoye bụ ọnụ na-ekwuchitere ndị Independent National Electoral Commission, Inec, kọwarala BBC Igbo usoro e ji enweta Permanent Voter's Card, PVC ha.

Ebe foto si, Inec/Twitter

Inec bụ ụlọọrụ na-elebaanya n'usoro iji nata PVC ha ji atụ vootu. Ọ sị na ndị mmadụ na-achọ ịnata PVC ha arịwala elu n'Anambra Steeti.

Ebe foto si, Inec/Twitter
Ọ kọwakwara usoro ndị mmadụ kwesiri ina-eji ịnata PVC ha. O jikwara ohere a kọwara ndị mmadụ ihe di n'ime ịnata PVC ha.
Okoye si na ndị mmadụ na-anata PVC ha arịala elu na mpaghara ụfọdụ gụnyere Anambra na ebe ndị ọzọ dị na ndịda.

Ebe foto si, Inec/Twitter
O tinyekwara anya n'ihe gbasara ndebanye aha n'ịntanet Bekee kpọrọ 'online registration'.
Skip Akụkọ ndị ọzọ metụtara 'PVC' and continue readingAkụkọ ndị ọzọ metụtara 'PVC'
End of Akụkọ ndị ọzọ metụtara 'PVC'

Ebe foto si, Inec/Twitter




























