Anambra Election 2021 Quiz: Nwalee etu ị ga-esi chekwaa onwe gị
- Onye dere ya, Chioma Nkemdilim
- Ndị mere akụkọ a, Senior Broadcast Journalist, Igbo Service
Ndị Anambara steeti na-akwado ịpụta mee ntuliaka ịhọrọ onye ga-abụ gọvanọ ha site n'afọ 2021 ruo 2025.
Na-agbanyeghi na ọnọdụ obodo adịchaghị mma, tunyere nsogbu ndị ọzọ, kedụ etu mmadụ ga-esi kwadoo ma chekwa onwe ya maka ntulịaka a?
Bịa nwalee ule a ịchọpụta ihe ị ma gbasara ichekwa onwe gị dịka onye na-eme ntulịaka, ma mụta ihe ndị dị mkpa ị kwesịrị ịma.



























