Cardi B na 'Door of Return': Ọkụ na-erezi na soshal midia maka atụmatụ ịlọta Naịjirịa

Cardi B bịara Naịjirịa iku egwu n'afọ gara aga

Ebe foto si, Faje kashope

Nkọwa foto, Cardi B bịara Naịjirịa iku egwu n'ọnwa Disemba 2019
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Ọ bụ Fraịde ụbọchị atọ nke ọnwa Jenụwarị 2020, ka oti egwu ama ama bụ Cardi B gbarụrụ ihu makana onyeisiala mba ya bụ Donald Trump nyere ndịagha ya ikike ka ha gbuo ọchịagha Qasem Soleimani.

Cardi B sị na ya bụ ihe ga-eme ka nchekwa ndị Amerịka ghara ịdị etu o si kwesị, were dee na ya ga-amalite ịgba mbọ inweta akwụkwọ ọ ga-eji bụrụ onye Naịjirịa.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Sị na ya na-ahọtapọta agbụrụ ọ ga-esi na ya.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Ma kegharịa foto ndị mmadụ ji ihe e ji arụgharị foto nke a kpọrọ 'Photoshop' hazie, ime ka ya na nwa ya nwaanyị bụ Kulture, yiri ịchafụ ka ndị Naịjirịa.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Skip X post, 4

End of X post, 4

Nke a tọrọ ụmụ Naịjirịa iche, ma mee ka ụfọdụ sị na o gosiri na ọ bụ Naịjrịa meriri na ndọrọndọrọ onye ka, bụ ihe ha na mba Ghana na-adọ kemgbe.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Skip X post, 6

End of X post, 6

Skip X post, 7

End of X post, 7

Mana e nwere ndị ya bụ ihe atọghi ọchị, n'agbanyeghị na o bụ egwuregwu ka Cardi B na-egwu. Dịka Maazị Segalink gbarụrụ ezigbote ihu maka atụmatụ Cardi B ahụ.

Skip X post, 8
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 8

Ka nke a na-ewu, akụkọ pụtara na Naịjirịa na-ewepụta atụmatụ a kpọrọ "Door of Return" bụ nke a ga-eji nabata ndị mmadụ dị ka Cardi B bụ 'ụmụ ndị erere ka ohu n'Amerịka oge gboo'.

Nke bụ eziokwu bụ na mba Ghana ka mechara emume ha kpọrọ "Year of Return" nke ha jikwa nabata ndị chọrọ isi ofesi lọta ala e si kpụpụ nna maọbụ nne ha mgbe gboo.

Ya mere aha Naịjirịa jiri wusiwe ike na Twitter dịka ndị Ghana malitere ime akaja si na Naịjirịa na-ama etu esi eme ka ha mere (ijije ha).

Skip X post, 9
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 9

Skip X post, 10

End of X post, 10

Skip X post, 11

End of X post, 11

Mana okwu "Door of Return", ahụ BBC ka na-eme nyocha ịmata nke bụ eziokwu.

Ka ọ kwụ ugbua, onwebeghi ọnụ na-ekwuru gọọmentị Naịjirịa maọbụ ngalaba gọọmentị sị na ya bụ atụmatu bụ eziokwu.

Akwụkwọ mgbasaozi banyere atumatụ a BBC Igbo nwetere ebughi akara maọbu aha onye ọbụla maọbụ ngalaba gọọmentị ọbụla.

Akụkọ ga-amasị gị:

Ihe nkiri ga-amasị gị:

Aha onyonyo, Abara m n'ọrụ nkuzi maka na ugwu adịghị n'ịrịọ arịrịọ