Davido: "A chọrọm i tinye uche n'ofufe ala nna m"

Davido

Ebe foto si, @Davidoofficial/Instagram

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ihe ndị mmadụ na-ekwu n'elu soshal midia maka njem "US TOUR" Davido gbubiri ife a

@precious_Ugorji kwuru na ọ bu maka i so mee nkwado ntuliaka 2019 ka Davido ji lọtawa.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@DareAdedayo kwuru na ọ bụ maka ị kwado nwanne nna ya bụ Mazi Adeleke n'izọ ọchịchị.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Mana o nwere ndị kwenyere na ya bụ nkwụsị njem.

@JojoshuaAgbo kwuru na ọ bụru ezie na Davido kwusiri njem a maka NYSC, na o gosiri na ọ ma uru akwụkwọ bara.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@monakanwachi kwuru na ihe kachasi mkpa bụ na ọ batala itinye uche n'ife ala nna ya.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Cheta na akụkọ kwuburu na onye otiegwu ama ama bụ Davido e gbubirila njem ya itiegwu na mba US maka i tinye uche n'ofufe ala nna ya.

Ndị otu ya na NYSC bụ "Batch B" ga-ebi ofufe alanna n'ọnwa September iri na asaa.

NYSC bụ emume onye ọ bụla gụchara mahadum ga-emeriri tupu ha nweta ọrụ.

Davido gụchara akwụkwọ na Mahadum Babcock n'afọ 2015.

Ka o debachara aha n'akwụkw o ime NYSC n'ọnwa Ọgọstụ ụbọchị iri abụọ n'itoolu, onye otigwu a hapụrụ ebe a na-eme nkwado ofufe ala nna gawa njem i ti egwu na mba U.S.

Davido

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Davido na Wizkid bụ ndị aha ha na-ewu ewu ugbua n'agbara ọfụ

N'okwu ya, "N'ihi etu esi hazie emume NYSC nke dịkọtara ọnụ n'ụbọchị m na-etiegwu na mba U.S., a gaghị m emechanwụ njem otiegwu a."

''Anyi ga-akwụghachị onye ọ bụla ego ya ma ha bịa ị goro akwụkwọ eji elele ya bụ egwu, Davido na ndị otu ya na-agba mbọ ị hụ na ya bụ emume ga-abia na mmezu n'oge na-adịghị anya."

"A hụrụ m ụnụ n'anya nakwa. M ga-ahụ ụnụ n'oge na adịghị anya."

"Bikonụ ndị ihe m na amasị, iwe ewela ụnụ makana anyi ga-eyigharị ya bụ njem.

Dalu nụ ndị nke kwadoro anyi mgbe anyị bịara obodo ha na Mba U.S."

BBC Igbo gbara mbọ ị nweta ndị ọrụ NYSC ka ha chọpụta ma ha akwadọrọ ya bụ njem na mbụ mere ha ya bụ nwaadị jị bịe ya bụ abịa n'ike.

Osote onyeisi NYSC na Lagos bụ Belinda Faniyi azaghị ekwenti ya.

Anyị ka ga na-akpọ ha ka anyị nweta ọsisa ha.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: