Buhari: Ihe mere aha Yusuf Magaji Bichi onyeisi DSS ọhụrụ ji ewu
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Onyeisiala Muhammadụ Buhari họpụtara Yusuf Magaji Bichi dịka onyeisi ọhụrụ ndị DSS, ọtụ nchekwa nzuzo nke gọọmenti etiti ụbọchị Tọọsde.
Mana obi ụmụ Naijiria na-asụ ka mmiri ọkụ n'ihi nke a.
Ọtụtụ ha na-ebo Onyeisiala ebubo ịkpa oke agbụrụ n'ihi na nwoke ahụ nochiri Seifa bụ onye Ugwu Awụsa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

End of X post, 3

End of X post, 4

End of X post, 5

End of X post, 6
Ụfọdụ dịka @ChidiOdinkalu, otu onye na-agba mbọ maka ikike dịrị onye na-atụ uche na Daura a chụrụ n'ọrụ ga-na-ekwu ihe ga na-eme na DSS dịka onye ọhụrụ bụ nwa ọrụ ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
Mana ụfọdụ na-ekwu na Buhari emeghị ihe ọjọọ ọbụla
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8
Cheta n'ụbọchị Tọọọ̀de, ọnụ na-ekwuru onyesiala Naịjirịa bụ Garba Shehu depụtara nke a n'akara twitter ya na Bichi bụ onye ọrụ nchekwa nke ọma.
Onye ka Yusuf Magaji Bichi bụ?
Bichi bụ onye gaburu ezumike nke n'ọrụ DSS n'afọ 2017 gara ụlọakwụkwọ sekọndịrị na Kano Steeti.
Ọ gụrụ ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị na Mahadum Ahmadu Bello dị na Zaria.
Onyeisi ọhụrụ a bidoro ọrụ ya n'ụlọọrụ nchekwa dị na Kano Steeti ebe o mechara rụwara ụlọọrụ ncheckwa akpọrọ Nigerian Security Organization (NSO).
A zụọla ya n'ihe gbasara ọrụ nchekwa na mba ofesi.
Shehu depụtakwara na Bichi na-enweta oke amamihe n'ihe gbasara ọrụ nchekwa, akọnauche, nyocha nakwa ị họpụta ndị ma ọrụ nchekwa n'ọkwa a ọ nabata na ya.