Ọchụchụ onyeisi DSS bụ ịji zọrọ ihu gọọmentị-ọkaiwu

Ebe foto si, Getty Images
Otụ onye ọnụ na-eru n'okwu n'Igbo bụ ọkaiwu Chima Nnaji ekwuola na ọchụchụ a chụrụ onyeisi DSS bụ Lawal Musa Daura bụ ụzọ gọọmeti jiri chọọ ịzọ aha ha dịka ndị mmadụ katọrọ omume ndị ọrụ DSS mere n'ụlọomeiwu nke etiti n'ụtụtụ Tuusde.
Akụkọ kwuru na onye na-arụ ọrụ dịka onyeisiala Naijiria ugbua bụ Yemi Osinbajo chụrụ onyeisi ndị uweojii nzuzo Naijiria a kpọrọ DSS n'ịchafụ bụ Lawal Musa Daura n'ọrụ.
Akwụkwọ ozi si n'aka onye ozi ya bụ Laọlụ Akande ekwughị ihe mere e jiri chụọ ya n'ọrụ mana o kwurụ na iwu a manyere sị ya kwụsị ọrụ bidoro ozigbo.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
O nyekwara iwu ka onye kachasị n'ọkwa bụ Matthew Seifa were oche ya.
Mana na mkparịtaụka BBC Igbo na Ọkaiwu Chima Nnaji nwere, o kwuru na ọchụchụ a chụrụ Daura 'erijughị afọ' n'ihi na ọ bụ iji zọrọ aha ha.
N'uche Nnaji, ihe Daura mere bụ ihe e zi gara ya gaa mee bụ ihe o mere.
Nnaji kwuru na ọ bụ n'ihi na ọtụtụ ndị mmadụ katọrọ ihe DSS mere, ka e jiri were ya chụọ aja iji meda ndị Naijiria obi.
" N'ihi na ọ bụ ya bụ onye e zinyere ga nwụta nkapị kama na nkapị bịara siwe nnukwu isi.
" O nweghị ka ndị ahụ ga-eji buru egbe bịa gbochie mmadụ ịbanye n'ụlọomeiwu na enweghị onye gbara ha ume."
Cheta na n'ụtụtụ taa bụ Tuusde, ndị ọrụ DSS bu egbe ma kpuchie ihu ha wakporo ụlọomeiwu ma gbochikwa ndị omeiwu na ndị ọrụ ndị ọzọ ịbanye n' ọgba ụlọomeiwu.
Ka ọdị ugbu a, ọtụtụ ụmụ Naijiria etoola Osinbajo maka ụkwụ ọ zọpụrụ.
Lekwa ihe ndị mmadụ na-ekwu n'elu Twitter:
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

End of X post, 3

End of X post, 4

End of X post, 5

End of X post, 6

End of X post, 7
Akụkọ ndị ga-amasị gị: