Ndịagha Naịjirịa ruru 26 ebutela ọrịa coronavirus

Ndịagha Naịjirịa ekwupụtala na mmadụ iri abụọ na isii ebutela nje covid-19 n’ime mmadụ narị anọ na iri na asaa ha mere nnyocha.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Moderna akwụsịla atụmatụ iwube ụlọọrụ mmepụta ọgwụ mgbochi Covid na Kenya

    Covid-19

    Ebe foto si, Getty Images

    Ụlọọrụ na-emepụta ọgwụ mgbochi coronavirus bụ Moderna akwụsịtụla atụmatụ iwube ụlọọrụ ya na Kenya.

    O nweburu atụmatụ ịmalite nkesa ọgwụ mgbochi Covid-19 na mba Afrịka n’ime afọ 2023 mana ugbua, Moderna na-ekwu na enwebeghị mba ọbụla dị n’ime Afrịka kpọrọla oku maka ọgwụ mgbochi kemgbe afọ 2022.

    Ụlọorụ ahụ kwuru na enweela nnukwu ịda mba banyere etu ndị mmadụ ji achọ ọgwụ mgbochi Covid-19 bụ nke mere o jiri nwee mkpebi ibelata ọnụọgụ ụlọọrụ ya iji belata oke mmefu.

    Moderna na-emefu ihe dịka $4.5 (£3.6) n’ime afọ a maka nchọcha na mmepụta ọgwụ mgbochi ndị ọhụrụ tinyere ọgwụ mgbochi maka HIV na ọrịa nriba ‘cancer’.

    Ezigbo uru dị n’ọgwụgwọ ọrịa ‘cancer’ bụ nke gụnyere ọtụtụ ọnụọgwụ maka onye ọrịa ọbụla karịa ọgwụ mgbochi coronavirus.

  2. Lee Ji Han so na mmadụ 154 nwụrụ n'ọdachi 'stampede' na South Korea

  3. Qatar world cup: Nchikọ Akụkọ Iko Mbaụwa Pụrụiche

  4. Nkeji Coronavirus

  5. Nkeji Coronavirus

  6. Akụkọ gbasara Coronavirus ka ọ dị n'Afrịka taa

  7. Ezenwaanyị Elizabeth nke mba Briten ebutela ọrịa Covid-19

  8. Paul-Henri Damiba: Onyeisi agha weghara ọchịchị n'ike aṅụọla iyi ọrụ dịka Onyeisiala Burkina Faso

  9. Australia ga-agbape mba ha ha gbachiri kamgbe afọ abụọ gara aga

  10. Etinyela ụbọchị ezumike na mba Senegal iji ṅụrịa maka mmeri iko Afcon 2021

  11. Lee ọtọrọ onye na onye ụdị coronavirus pụtagoro kemgbe 2020

  12. Boris Johnson arịọla mgbaghara

  13. Onyeisiala Buhari akagbuola njem o kwesịrị ime na Zamfara state

  14. A ga-amachị Putin ma Russia wakpoo mba Ukraine - Biden

  15. Praim minista New Zealand akagbuola agbamakwụkwọ ya

  16. Lee ihe ndị ị nwereike iji gbaara onwe gị 'Merry Christmas'

  17. E tinyere aha Naịjirịa na mba ndị nọ na 'Red list' n'ụzọ na-ezighi ezi?

  18. 'Omicron' nje coronavirus ọhụrụ abatala Naijirịa

  19. Enweghi ndị a chọtara Covid-19 n'ahụ ha n'Ọwụwa-anyanwụ ụnyaahụ

    Mpaghara ọwụwa-anyanwụ eketeghi oke dịka a chọtara ọrịa covid-19 n’ahụ mmadụ iri abụọ na ise ọhụrụ ụnyaahụ.

    Ụlọọrụ NCDC wepụtara ọnụọgụgụ gosiri na ọ bụ na Legọs, Taraba, Kaduna, Rivas na Kwara ka a chọtara ndị bu ya bụ ọrịa.

    Skip X post
    Hapụ X ihe dị na ya?

    Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

    Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

    End of X post

  20. 'Anyị na-enyocha ihe mere otu onye n'ime anyị ji gbuo mmadụ anọ' - Ndịagha Naịjirịa