Trump Acquitted: Ihe mere ndị sineti mba Amerịka achụtụghịnwu Trump

Donald Trump

Ebe foto si, Reuters

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 4

Ndị sineti mba Amerịka emezughị ogo a ga-eji kpegbu aka chiburu Amerịka bụ Donald Trump maka ebubo ikpalite ndị mmadụ ka ha malite ọgbaghara mere na Capitol n'ụbọchị isii nke ọnwa January, 2021.

Ha tụrụ vootu n'oge 57-43, nke bụ na ọ fọrọ naanị vote iri n'ime ọnụọgụ iri isii na asaa ekwesiri ịnweta ka ekpegbuo Trump mana orughị ogo ahụ.

Dịka a hapụchara ya Trump depụtara ozi ebe o kwuru na "ikpe a bụ ita ịgọ kachasị kamgbe ụwa gboo."

Nke a bụ ikpe nchutu abụ nke Trump ka sicha n'ọkwa onyeisiala rituo na mba Amerịka.

Ọ bụrụ na ikpe mara Trump, ndị sineti kaarị ịkwụsị ya ịzọ ọkwa ọbụla n'Amerịka kpam kpam.

Ka atụchara vootu, onyeisi ndị paati 'Republicans' n'ụlọ omeiwu bụ sinetọ Mitch McConnell kwuru na Trump bụ onye kpalitere mmụọ ndị mmadụ iji wakpoo Capitol ma kwuo na ọ bụ mgbahapụ ọrụ ya.

Na mbụ o voturu ka aghara ima Trump ikpe makana iwu akwadoghị ya tụmadị ugbua Trump anọzị n'ọkwa onyeisala.

Mana McConnell dọrọ aka na nti kwuo na Trump nwerike ịnata ebubo ọzọ n'ụlọikpe.

Onyeisiala Amerịka bụ Joe Biden kwuru na ọ bụrụgoi na ikpe amaghị Trump, ihe ndị mere ka ehibe ikpe ahụ abụghị ihe a na-agbagha agbagha.

'Iwu Amerịka kwadoro ịchutu Donald Trump pụrụla n'ọchịchị'

Nrụrịta ụka maka ichutu Donald Trump

Ebe foto si, Getty Images

Ndị ụlọ omeiwu mba Amerịka ekwuola na ha nwereike ịbido atụmatụ ịchutu Donald Trump n'ọchịchị na-agbanyeghị na ọ pụọla dịka onyeisiala.

N'aka nke ọzọ ka ndị ọkaiwu Trump na-ekwu na enweghị ike ikpe Trump ikpe n'ihi na ọ pụọla n'ọchịchị.

Kama ndị ụlọomeiwu gara n'ihe mee ntụlịaka nke mpụtara ya bụ na mmadụ iri ise na isii kwetere ka ebido atụmatụ ịchụtu Trump ebe mmadụ iri ano na anọ ọzọ akwadoghị ya.

A na-ebo Trump ebubo na ọ kwanyere ma kwado ndị wakporo ụlọ omeiwu Capitol nke mba Amerịka.

Usoro nchutu Donald Trump

Ihe Atụmatụ Impeachment Donald Trump pụtara

Pelosi na akụru Trump aka

Ebe foto si, Getty Images

Dịka ndị Ụlọomeiwu obele na mba Amerịka ebinyere aka n'akwụkwọ akpọrọ "Articles of Impeachment" na Bekee Onyeisiala Donald Trump si na onweghi ebe ya na-aga.

Atụmatụ 'impeachment' a kwuru na Trump emetere ihe ekwesiri iji chụọ ha dịka onyeisiala mba Amerịka.

Nke a mere ka ọ bụrụ onyeisiala Amerịka nke atọ ndị ụlọ omeiwu tinyere akwụkwọ ka achụpụ n'ọkwa.

Mana, dịka o dere n'akara Twitter ya, Trump sị na ihe a ndị Ụlọomeiwu Nta mere ezighi ezi ma kwuo na ha ya ka kwụ chịm na-eche ikpe n'Ụlọomeiwu Ukwu.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Ọ bụ Nancy Pelosi bụ Onyeisi Ụlọomeiwu nta gụpụtara atụmatụ "Article of Impeachment" a ọ sị bụ maka Trump iji ọkwa chọọ ọganyị ihu nke a etu ekwesighi ekweshi.

Pelosi bụ onye kachasị nwee ọkwa n'ogige pati Democrat bụ ndị tinyere uchu n'atụmatụ a.

Nancy Pelosi

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Nancy Pelosi ka ọkụrụ kpọmiji maa Trump ikpe mpụ

Pelosi kwuru sị "ọ bụ agwa na ezighị ezi onyeisiala kpara mere ka o dị mkpa na achụturu ya n'ọkwa".

Ka emechara ntuliaka eji maa Trump ikpe, Pelosi dere n'aka Twitter ya na onweghi onye gafere ikpe ikpe.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Dịka ọ dị ugbua, Trump ka bụkwa onyeisiala Amerịka.

Ọ bụ ndị ụloomeiwu ukwu ka ekpe zị ikpe ya ụgbụa.

Kedu ihe ndi na-akwado Trump na-ekwu

Patị Trump kwụ ya chịm n'azụ. Nke pụtara na enweghị olileanya na ha ga-ama ya ikpe na Sineti oge akwụkwọ 'impeachment' a rutere ebe ahụ.

Ọtụtụ ndị Omeiwu patị Republikan tinyekwara ọnụ ma katọọ atụmatụ ịma Trump ikpe.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Skip X post, 5

End of X post, 5

Skip X post, 6

End of X post, 6

Skip X post, 7

End of X post, 7

Gịni butere okwu ịchụpu Donald Trump

Ihe na-ese okwu bụ ebubo na Onyeisiala Trump gwara onyeisiala mba Ukrane bụ Volodymyr Zelensky ka o nyochaa onye bụbụ osote onyeisiala Amerịka bụ Joe Biden.

Ọnụ ọgụgu maka ichutu Trump

Dịka Trump siri kwuo, Biden na nwa ya nwoke aha ya bụ Hunter Biden tinyere aka na nrụrụaka banyere ego mgbe nwa amadị ahu na-arụrụ otu ụlọọrụ na Ukarane ọrụ.

Nke bụ eziokwu bụ na ndị Ukrane mere nyocha maka ebubo a ma sị na onweghi mpụ ha hụrụ.

Nke bụ isi mmiri bụ na iwu Amerịka machiri onyeisiala mba ahụ ị sị ka mba ọzọ mere ya ihe ọma.

Lee Usoro njem ichutu Donald Trump

Ịchụtụ Trump

Akụkọ ga-amasị gị