Okwu mgbape ụzọ Chimamanda kwuru etinyela ọkụ na soshal midia

Okwu na-ewu na Twitter tata bụ okwu banyere mkparịtaụka Chimamanda Adichie na onye ọkpaọchị ama ama bụ Trevor Noah nwere ụnyaahụ.
Na mkprịtaụka ahụ, Adichie sara ajụjụ Noah jụrụ ya banyere nwoke imepere nwaanyi ụzọ.
Azịza ya metụtara okwu ihe ụmụnwoke na-eme ma ha hụ ụmụnwaanyị nke bụ imepere ha ụzọ. Chimamanda kwuru na na agbanyeghị na ya akpọghị nwoke igbapere ya ụzọ asị, ọ naghị amasi ya ma ha mee ihe a makana ọ bụ nwaanyị.
Ọ sị na ya na-emepere nwoke ụzọ, nwoke na-emepekwara ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Mana okwu ya bụzị ihe ndị mmadụ nwere etu ọzọ na soshal midia dịka ọtụtụ ndị mmadụ bidoro na-akpọlị ya, sị na okwu ya adabaghị.
Kayode Ogundamisi, bụ onye ama ama na Twitter so na ndị buu ụzọ tinye ọnụ n'okwu mgbe o dere na Adichie na-akpọ ụmụwaanyi nwoke na-agbapere ụzọ bụ ndị ike adịghị.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Ositadimma Izuchukwu Anslem na Facebook dere na Adichie ekopula n'uche ya.
Content is not available
View content on FacebookBBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga.sEnd of Facebook post
Ka onye ji akara Twitter @GeniusJokerNG kpara ụka ọchị were sị na ya na-eche mgbe Adịchie ga-etinye ọnụ na okwu umụnwoke inye umunwaanyị ego bụ mgbe ya ga-abụrụ onye nkwado ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
Mana, o nwere ndị kwenyere n'ihe Adichie kwuru ma kwuo na ndị mmadụ aghọtaghị ihe ọ na-ekwu.
Onye nwere akara @ItsOreoluwa so na ndi uche ha di otu a.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Onye edemede ama ama bụ Chika Unigwe, dere n'akara Twitter ya na ndị mmadu kwesiri imata na Adichie bụ otu onye, ma bụkwara onye adịghị asi ka ndị mmadụ hụ ya n'anya. O kwukwara na Adichie bụ na-ewetera Naịjirịa ihe.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Gimba Kakanda, bụ onye ọnụ na-eru n'okwu n'ihe banyere Naịjirịa tinyere ọnụ were sị na ndị mmadụ na-akpụ aha Adichie n'ọnụ. Ma kwuo na onweghị onye o kwesiri i nara ikike tupu o kwuo okwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
Okwu a ka na-adakwa ụda na soshal midia. Nke mere ụfo jiri na-ajụ ka ọ bụ na ụfọdụ ndị mmadụ chọrọ ịghọtaghị ihe Adichie na-ekwu mgbe ọbụla.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
Amaghị Chimamanda Adichie ka onye na-asa okwu ndị mmadu kwuru maka ya na soshal midia. Ma ruo ugbua, o nwebeghị ihe o kwuru, mana nwanne ya nwoke kere ihe nkiri ebe ọ nọ kwuo okwu a, ka ndị mmadu nwe ohere ihu etu osiri da ya n'ọnụ.









