Ndị ọsọ ahịa: Anyị na-ata ezigbo afụfụ

Aha onyonyo, Ndị ọsọ ahịa ekwuputala obi ha

Ahịa Balogun bụ ahịa a mara ọfụma ọfụma na Lagos. Mana oge BBC Igbo jụrụ ndị Igbo na-agba ọsọ ahịa na-ebe a ka ahịa sịrị dị, ihe anyị nụrụ mere obi anyị mmebi.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ