Enugwu na-akpọtu maka njem nleta Fayose bịara

Gọvanọ na-achị Enugu state Ifeanyị Ugwuanyị

Ebe foto si, Enugu state Government

Nkọwa foto, 'Gburugburu' ka a na-etu ya gosiri Fayose ọtụtụ ebe n'Enugwu
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ayo Fayose bụ Gọvanọ na-achị Ekiti steetị gara ụnyaahụ ịleta Gọvanọ ibe ya bụ Ifeannyi Ugwuanyị nke na-achị Enugu.

Akụkọ kwuru na Ugwuanyi nabatakwa ya Fayose mgbe ya na ndị so ya rutere Enugwu.

Ka ha nwechara mkpakọrịta, ha malitere gagharịba na gburugburu Enugwu ebe ndị nso Ugwuanyị na-etu ya aha na-akpọ ya 'gburugburu'

Gọvanọ Fayose kwụsịrị n'otu ahịa zụta karọtụ ma rịọ kwa mmiri ọ ga-eji sacha ya.

Lee ihe mere ebe ahụ n'ime ihe onyonyo a:

Skip X post
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ga amasị gị:

Akara ntụ-ntụ