Black Panther: Kedụ ụma ị bụ na ihe nkiri a?
Ihe onyonyo si n'aka ndị Marvel nke nwekarịrị ụma, nke a kpọrọ characters na bekee, bụ ndị isi ojii eritala otito site n'ọnụ ndị ihe onyonyo na-amasị.
A na-ele anya na ọ ga-arị ogo dị elu n'ụlọ nkiri. A na-etokwa ya etu o si gosipụta ezi agwa ndị isi ojii.
Foto: Marvel Studios na Getty Images




