AFCON 2019: Senegal alụchaala ọgụ Algeria enwere akụkọ

Ndị mba Ọljiria

Ebe foto si, AFP

Goolu Baghdad Bounedjah nyere ngwa ngwa e bidochara boolu (na nkeji abụọ) zuru ibunye Ọljiria Iko Mba Afrịka nke afọ 2019.

N'asọmpi Iko Mba Afrika a gbara n'ụbọchị 19 nke ọnwa Julaị bụ nke ikpeazụ e ji ama mbe abụọ nke bụ oke, Sinigal gbakachara Ọljiria ahụ, mana o zughi inye ha iko ha chọ bịa.

Egwu bọọlụ a biri n'otu ọkpụ, dịka Ọljiria butere Iko Mba Afrịka nke abụọ ha.

Sadio Mane nke mba Sịnịgal gbara ebibi ụwa iji hụ na ha nyetara goolu, mana otu abụghị n'ezi.

Sadio Mane

Ebe foto si, AFP/Getty Images

Nkọwa foto, Sadio Mane so Liverpool bulie iko Champions League nke afn̄ọ 2018/2019

Dịka o si mee mgbe otu abụọ a zutere n'agba nke ndị otu n'asọmpi a ("Group Stage"), Ọljiria jikwa otu ọkpụ goolu a na-asataghị ihe merikwaa Sịnịgal ọzọ.

Ije Ọljiria gara wee ruo agba ikpeazụ

  • Onweghị ndị meriri ha n'egwuregwu ọbụla n'asọmpi nke 2019 a.
  • Naanị goolu abụọ ka e nyere ha n'asọmpi a (Naịjiria nyere ha otu, Aịvọrị Kost nye ha otu)
  • Ha kachasị nye goolu n'asọmpi a.
  • Oche goolu ha bụ Rais M'Bolhi nwetara ihe nrite ọlaedo maka ịbụ "aka kachasị eche goolu" n'asọmpi a.
Algeria vs Segenal

Ebe foto si, AFP/Getty Images

Ikpeazụ Ọljiria hụrụ iko a anya tupu ha ebulie ya n'afọ 2019 a, bụ n'afọ 1990; mgbe ahụ amụbeghi onye ndu so ha bịa ije a bụ Riyad Mahrez.

A mụrụ Mahrez n'afọ 1991; ka otu afọ Ọljiria ji metụ iko a aka gachara.

Lee etu e si gbaa egwuregwu a:

Senegal 0
-
1 Ọọjerịa
Ozuzu oge
Nkọwa n'uju
Nhazi
Senegal
(4-2-3-1)
Ọọjerịa
(4-1-4-1)
Nkọwa n'uju
  • 2
    -
    Bounedjah
    football
    0 - 1
  • 33
    -
    Bensebaini
    0 - 1
  • 54
    -
    Belaïli
    0 - 1
  • 59
    -
    Badou Ndiaye
    down
    Diatta
    up
    0 - 1
  • 75
    -
    Saivet
    down
    Diagne
    up
    0 - 1
  • 79
    -
    Gueye
    0 - 1
  • 80
    -
    Gassama
    0 - 1
  • 84
    -
    Belaïli
    down
    Brahimi
    up
    0 - 1
  • 85
    -
    Feghouli
    down
    Tahrat
    up
    0 - 1
  • 85
    -
    Niang
    down
    Keita
    up
    0 - 1
  • 89
    -
    Bounedjah
    down
    Slimani
    up
    0 - 1
  • 92
    -
    Mandi
    0 - 1
  • 94
    -
    Guédioura
    0 - 1
Ọnụọgụgụ egwuregwu
Senegal
Ọọjerịa
  • Oge ole eji bọọlụ
    62.2%
    37.8%
  • Shọọtụ a gbara chere ihu na neetị
    3
    1
  • Shọọtụ ole a gbara
    12
    1
  • Ịgba n'akụkụ
    6
    2
  • Egwuregwu ọjọọ
    18
    32
Ịkwụ n'ahịrị
Ndị mmalite
Senegal
  • 23
    Gomis
  • 6
    Sané
  • 8
    Kouyaté
  • 21
    Gassama
  • 12
    Sabaly
  • 17
    Badou Ndiaye
  • 18
    Sarr
  • 5
    Gueye
  • 10
    Mané
  • 14
    Saivet
  • 9
    Niang
Ọọjerịa
  • 23
    M'bolhi
  • 2
    Mandi
  • 21
    Bensebaini
  • 18
    Zeffane
  • 4
    Benlamri
  • 7
    Mahrez
  • 10
    Feghouli
  • 8
    Belaïli
  • 17
    Guédioura
  • 22
    Bennacer
  • 9
    Bounedjah
Mgbanwe
  • 59
    Badou Ndiaye
    down
    Diatta
    up
  • 75
    Saivet
    down
    Diagne
    up
  • 85
    Niang
    down
    Keita
    up
  • 84
    Belaïli
    down
    Brahimi
    up
  • 85
    Feghouli
    down
    Tahrat
    up
  • 89
    Bounedjah
    down
    Slimani
    up
Ndị eji agbanwe
  • 19
    Diagne
  • 11
    Keita
  • 15
    Diatta
  • 20
    Thioub
  • 13
    N'Diaye
  • 7
    Konaté
  • 22
    Wagué
  • 4
    Cissé
  • 2
    Ciss
  • 1
    Diallo
  • 5
    Halliche
  • 15
    Delort
  • 11
    Brahimi
  • 6
    Fares
  • 16
    Oukidja
  • 3
    Tahrat
  • 14
    Boudaoui
  • 1
    Doukha
  • 19
    Abeid
  • 12
    Ounas
  • 20
    Atal
  • 13
    Slimani

Akụkọ ga-amasị gị