Ndi agha Naịjirịa zutere ndị ọchịehi na Benue tie ha mmanwụ

Ebe foto si, @HQNigeriaArmy/ Twitter
Ndị agha Naịjirịa ekwuola taa na ha zutere ụfọdụ ndị ọchịehi ji ọtụtụ ngwọagha n'okpuru ọchịchị Guma na Benue steet.
Ndi agha ahụ kwuru na ndị agha nọ agha a kpọrọ "Operation Whirl Stroke" na Bekee bụ ndị zutere ndị ọchịehi ahụ kpo ọtụtụ ehi nakwa ọtụtụ ngwọagha.
Ha dere n'akara twitter ha na ndị agha mekpara ha ahụ site na ngwọagha ka nke nke ha.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ha kwuru na ndị ha agaghị agụtali ọnụ bụ ndị a na-atụ anya na ha gburu ebe ndị ọzọ wụbara n'ime ọhịa mana ha bu mgbọ egbe n'ahụ.
Ha kwukwara na ha na-agba mbọ inweta ndị ahụ gbara ọsọ mana ha natara ọtụtụ ngwọagha n'aka ndị ha gburu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

End of X post, 3
Ha kpọkwara oku ka onye ọbụla hụrụ ihe na-ekwesighi ekwesi maọbụ onye ọbụla bụ mgbọ egbe n'ahụ gaa kpee n'aka ndị ọrụ nchekwa nọ ha nso.
BBC Igbo gbara mbọ ịnweta onye nkwuchiteọnụ ndị agha mana ha azaghị.
Cheta na ndị ọchịehi awakpola ma gbuo ihe karịrị mmadụ otu puku na Benue, Taraba na Platu steeti n'afọ a 2018.
Agha a kpọrọ 'Operationa Whirl Stroke" na Bekee bụ nke ndị agha ji aluso ndị ọchịehi ọgụ na steeti anọ ndị ọchịehi na-akpa ike.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: