A wakpoola ụlọikpe abụọ n'Atta Nwambiri, Imo Steeti

South East Unrest
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ndị omekome wakporo ụloikpe abụo n'Atta Nwambiri nke dị na okpuru ọchịchi Njaba, Imo Steeti.

Akụkọ na-ekwu ọ bụ n'abalị Frịde ga ya bụ mkpamkpa kpara.

South East Unrest
South East Unrest
South East Unrest
South East Unrest
South East Unrest
South East Unrest

Lee ije onyonyo a n'uju ya ebe a

Akụkọ ka na-abịa

Enweghị onye otu anyị egburu maọbụ ogige anyị awakporo n'ụbọchi Frịde - Ndị agha nọ Imo Steeti

Nigerian Army

Ebe foto si, Nigerian Army/Twitter

Ọnụ na-ekwuchitere ndị agha Naijirịa n'Imo steeti bụ Babatunde Zubairu ekwuola na ọbụghị eziokwu na e nwere ndị otu ha ndị omekome gburu maọbụ ogige ha awakporo n'Imo steeti.

Nke a na-eme dịka kepukepu na-ekwu na ndị mmadụ hụrụ ebe ụgbọala ndị agha bu ozu ndị otu ha were gbafee n'ụfọdụ ụzọ n'Owerri Imo steeti.