Big Brother Nigeria: Mpi Tacha na Mercy sụrụ mere ka ndị mmadu na-ajụ ajụjụ

Ebe foto si, Youtube/BigBrotherNaija
Egwuregwu Big Brother Naija abaala n'egwu nchakasị anya ugbua.
Nke kpụ ọkụ n'ọnụ ugbua bụ esemokwu dị n'etiti Tacha na Mercy.
Ihe onyoonyoo gosiri ebe Tacha na Mercy na-aba mba na-akọkwa onwe ha ọnụ.
Mercy kwuru na Tacha nwere ahụ na-esi isi ebe Tacha kpọrọ Mercy 'drop out' nke pụtara onye agụchaghị akwụkwọ.
Tacha dọkwara Mercy aka na ntutu.
Nke a mere ka ndị nkwado ha malite ịkọrịta onwe ha ọnụ na soshal midia.
Nwaada akpọrọ Khloe, onye sonyere n'egwuregwu BigBrotherNaija n'afọ gara aga, tinyekwara ọnụ n'okwu ahụ.
Khloe jụrụ Big Brother ihe kpatara o ji chụpụ ya na enyi ya nwoke bụ KBrule n'afọ gara aga.
O kwuru na ihe na-eme ugbua n'ime ụlọ BBNaija karịrị ihe e ji chụpụ ya na Brule n'oge ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post
Onye ọzọkwa tinyere ọnụ n'okwu ahụ bụ Uti Nwachukwu.
Nwachukwu bụ onye tuuru ugo n'egwuregwu Big Brother Africa n'afọ 2010.
Ọ jụrụ ma ọbụzịkwa ihe e kwuru ka a na-eme n'egwuregwu ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ndị ọzọ tinyekwara ọnụ na ya bụ okwu:
@benjimoola kọwara etu ọgụ ahụ si bido:
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@Shirleytohcute1 gosiri foto mgbe Mercy gara ife ala nna ya iji gosi na ọbụghị 'drop out' dịka Tacha si kwuo.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
MannyTeju kwuru na e kwesịrị ịchụpụ Tasha maka ịdọ Mercy aka na ntutu isi.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Cheta na n'ụtụtụ Fraịde, a chụpụrụ Cindy na mberede.
Ebuka onye nhazi egwuregwu BBNaija batara n'ime ebe a nọ eme egwuregwu ahụ wee sị Cindy ya kwara lii.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Egwuregwu BBNaija ga-abịa n'isi njedebe n'ọnwa Ọktoba.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:
Ihe nkiri ga-amasị gị:










