FA: Swansea eruola agba nke anọ nke mbụ ha n'ime afọ 54

Federico Fernandez onye Swansea City nọ n'ihu Atdhe Nuhiu onye otu Sheffield

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Swansea banyere asọmpi Premier League n'afọ 2011
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ndị otu egwuregwu Swansea ji ọkpụ abụọ merie Sheffield Wednesday, nke mere ka ọ bụrụ mbụ ha na-erute n'agba nke asatọ nke iko FA kamgbe afọ 1964.

Jordan Ayew nyere goolu nke mbụ na nkeji 15, ka Nathan Dyer nyere nke abụọ na nkeji 18.

Ugbua, emeriela Sheffield n'asọmpị isi n'ime asatọ n'iko FA, enwebeghị goolu ọbụla Sheffield nyere na asọmpị nke anagbaghị na bee ha.

Na Twitter, Fede Fernandez na ekpupụrụ Swansea okpu.

Skip X post
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post

Tottenham na Rochdale bụ otu abụọ ga-eso Sheffield sụ mpị na otu egwuregwu bọọlụ asatọ ga a nọ na okara ịkpeazụ.

Onyenkwuzi Swansea bụ Carlos Carvalhal kwuru na Jordan Ayew na Martin OIsson na-eso kwa na-ndị hụrụ na Swansea na-agbasị ike.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ