Kidnapping in Nigeria: Nkwarụ aka m zọrọ m n'aka ndị ntọ - Juliet Okoloji

Aha onyonyo, Kidnapping in Nigeria: Nkwarụ aka m zọrọ n'aka ndị ntọ

Nwaada Juliet Okoloji kọwaara otu nkwarụ ọ nwere n'aka si zọpụta ya n'aka ndị ntọ.

Ya bụ nwaada Igbo gụrụ akwụkwọ kọwaara BBC Igbo ka aka ya nwere nkwarụ bụ nke na-emebu ya ihere si mechaa bụrụzịa ihe zọrọ ya ndụ n'aka ndị ntọ chọrọ iji ya gwọọ ọgwụ ego.

Lee ka o siri mee.