Physically Challenged Artist: 'Ihe mere m jiri akụziri ụmụaka ise ihe'
Ọtụtụ mmadu na-eche na onye nwere ọrụsị anaghị emenwu ụfọdụ ihe mana Nsoedo Peter na-egosi na nke ahu abụghị eziokwu.
Ntoroọbịa a dị afọ 27 na-ese ihe ma na akụziri ndị mmadụ etu e si ese ihe.
Maazị Peters nwetere ọlụsị site n'ọgwụ nne ya ṅụrụ oge ọ dị ime.
O sị na o bụ nne ya mere ka ọ kwụsị iche uche maka etu ndị mmadụ si ahụ ya.
Ndị mere ihe onyonyo a: Chiemela Peter naIkechukwu Kalu.
