Coronavirus tips: Lee nkọwa puruiche maka ọrịa a

Aha onyonyo, Coronavirus explainer: Lekwa ọsịsa gbasara ọtụtụ ajụjụ ndị mmadụ na-ajụ maka ọrịa a.

Ndị mmadụ nwere ọtụtụ ajụjụ ha na-ajụ gbasara ọrịa.

Bịa mata ọsịsa gbasara ajụjụ ndị gbagọjuru gị anya maka ọrịa Coronavirus.

Ndị mepụtara akụkọ a bụ ChiomaNkemdilim Daramola na Vining Ogu.

coronavirus
coronavirus branding