Covid-19 n'otu nkeji: 'Vitamin C' anaghị agwọ ọrịa coronavirus

Aha onyonyo, 'Vitamin C' anaghị agwọ ọrịa coronavirus

Maka ndị na-ekwu na coronavirus na-agwọ ọrịa coronavirus, nke ahụ bụ okpotokpo asị.

O nweghi nnyocha gosiri na 'vitamin C' na-agwọ ọrịa coronavirus.

Ya bụ, onye mara asụ ya sụọ n'ikwe.

Ndị mere akụkọ a bụ Chiemela Peter Mgbeahuru, Vining Ogu na Chimezie Ucheagbo

coronavirus
coronavirus branding