Ozalla town: Gịnị bụ njirimara obodo a?

Aha onyonyo, Ihe dị iche n'Ozalla

Ị maara aha anụmanụ ndị Ozalla na-efe? Lee ihe ụfọdụ pụrụiche BBC Igbo chọpụtara ebe ahụ.

Akụkọ a bụ maka ndụ nakwa njirimara ndị obodo Ozalla, ihe ndị ha na-asọ asọ na ndị ọzọ.