Coronavirus Tips: Ọbụghị eziokwu na ndị ntorobịa enweghị ike ibute ọrịa coronavirus
Ọtụtụ na ekwu na coronavirus bụ ọrịa ndị okenye, nke na ndị ntorobịa ọbara ha dị ọkụ agaghị ebute ya.
Onye gwara gị?
Coronavirus egbuola ma ndị okenye, ma ndị ntorobịa, ma nwata a mụrụ ọhụrụ.
Ya mere ụzọ kacha mma bụ ichekwa onwe gi.
Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu, Chimezie Ucheagbo na Chiemela Mgbeahuru Peter



