DJ Flozy: 'Ụkwụ adịghị m mma egbochighị m ị bụ DJ na-ekpo ọkụ'

Aha onyonyo, Dance DJ: 'Ọnweghị ihe ngwarụ m nwere gbochiri m'

Nwaada Chinenye Onedibe ana etu DJ Flozy kọwara ka o siri malite ịkwọ egwụ na mmeme.

DJ Flozy bụ onye gụrụ 'Accountancy' n'IMT, Enugwu jizi ịkwọ egwu enyere ezi na ụlọ ha aka dịka ọ bụzị onye ama ama na ya bụ ọrụaka n'Enugwu steeti nakwa gburugburu.

Akụkọ DJ Flozy bu ihe ga-akwalite mmụọ ọtụtụ ndị mmadụ

Were anya ga gbaara onwe gị Ekeresimesi taa.

Ndi mere akụkọ a bụ Chris Okereke na Chiemela Mgbeahụrụ