International Women's Day: "Na mbụ di m ekweghị ka m na-akwọ ụgbọala ọha" - Amaka Nwobodo

Aha onyonyo, International Women's Day:Ihe m na-agabiga dịka nwaanyị na-akwọ ụgbọala ọha

Amaka Nwobodo bụ nwaanyị na-akwọ ụgbọala ọha na Lagos.

Ọ kọrọ BBC etu ya si maliere ịrụ ọrụ a na ihe ọ na-afụ dịka nwaanyị nọ n'etiti ọtụtụ ụmụnwoke akwọ ụgbọala ọha.

O jikwa ohere wee gbaa ụmụnwaanyị ume na o nweghị dị njọ n'ịgba mbọ ma gbakarịa ụmụnwoke makana ịbụ nwaanyị abụghị ọghọm kama ọ bụ nnukwu uru.

Akụkọ a na-abịa dịka a na-eme ncheta ụmụnwaanyị nke bekee kpọrọ International women's day taa na mba ụwa niile.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: