International Day of Women and girls in science: Onweghị ihe ọbụla nwaanyị agaghị emenwu - Wendy Awele Okolo na-arụ na NASA
Ọtụtụ ọrụ dị icheiche dịka Njinia, bụ nke ọtụtụ mmadụ na-ahụta dịka ọrụ ụmụnwoke.
Mana Wendy Awele Okolo, egosila na o nweghi ihe nwoke mere nwaanyị agaghị enwe ike ime.
Awele bụ ihe ndị Bekee kpọrọ 'Aerospace Research Engineer'.
- Lee teknụzụ ụmụ Igbo ji aka rụpụta
- Lekwa ụgbọala latrik ndị Federal Polytechnic, Nekede rụpụtara
- Mmeri anyị bụ ka ụmụnwaanyị mụta Teknụzụ - Ụmụakwụkwọ meriri Technovation
- Ọgba mbọ: Lee Ukamaka na-arụpụta ụzụ igwe
- Ụfọdụ ihe ndị e gosiri na Technovation e mere n'Enugu
- 'Etu anyị si eji 'coding' arụpụta ihe'
Ọ na-arụ ọrụ n'ụlọorụ 'National Aeronautics and Space Administration' (NASA) nke mba Amerịka.
Dịka a na-eme emume ncheta ụmụnwaanyị na ụmụagbọghọ na-arụ na sayensi, n'ụwa niile taa, Awele kọọrọ BBC Igbo etu njem ya si malite.
Kirie ya n'uju.
Ndị mepụtara ihe nkiri a bụ Chimamaka Ihenacho na Vining Ogu.