Ọgba Mbọ: Ịrụ ọrụ mesịn na-amasị m - Nwaanyị na-arụ mesịn

Aha onyonyo, Ọgba Mbọ: Ịrụ mesịn na-amasị m - Nwaanyị na-arụ mesịn

Jane bụ ezigbote ọgba mbọ dịka ọ bụ nwaanyị ji ọrụ ido ụlọ na-azụ ezinaụlọ ya nri.

Ọ sị na ọ bu ọrụ ọ hụrụ n'anya ma bụrụ ihe o ji obi ọcha arụ.

N'ihe nkiri a, Jane kọwaara BBC Igbo etu o Jiri malite ọrụ a.

O kwukwara na agbanyeghi na ụmụ ya asaa na di ya anwụọla, be ya juru eju, dịka o nwere mmadụ iri na ise ọ na-azụ na be ya.

Ndị mere akụkọ a bụ Chioma Obianinwa na Nnamdi Agbanelo

Akụkọ ga-amasị gị: