Ọgba mbọ: Ị ma Erisco? Lee ka N4200 si mụtara ya ụlọ mmepụta tomato kachasị n'Afrịka

Aha onyonyo, Ọgbambọ: Ị ma Erisco? Lee ka N4200 sị mụtara ya ụlọ mmepụta tomato kachasị n'Afịrịka

Eric Umeofia, onye nwe ụlọrụ na-emepụta 'Erisco Bonpet fire extinguisher' bụ akọrọngwa e ji emenyụ ọkụ nakwa ụlọọrụ 'Erisco Foods' ekwuola mkpa ọ dị ka ndị Naịjirịa na-arụpụta nri ha na-eri.

Ọ gwara BBC Igbo ka o si were naira puku anọ na narị abụọ(4200) wee bido ahịa n'afọ 1981.

Mana kirie ka ịhụzie ogo ọ nọzị ugbua na etu o si arụpụta 'tọmatọ nkpọ' na-ezuru Afịrịka niile.

Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu na Chioma Obianinwa

Akụkọ ndị ga-amasị gị