Sotitobire Church: Etu akụkọ ụgha si bute igbu onye uweojii na ịgba ụlọụka ọkụ

Ụka Sotitobire
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ndị mmadụ gbara ụlọ uka Sotitobire dị n'Akure ọkụ ụnyaahu maka akụkọ ndị uweojii si bụ asị na-efere na soshal midia.

Okwu a malitere n'ọnwa gara aga mgbe amaritere chọwa nwatakịrị aha ya bụ Gold Kolawole furu na ụlọụka ahụ.

Nne nwatakịri a bụ Modupe Kolawole kpọ ya ga ya bụ ụlọụka mgbe atọrọ ya.

Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n'Ondo steeti bụ Femi Joseph gwara BBC na ọ bụ ndị iwe na-ewe gara na ya bụ ụlọụka were gbaa ya ọkụ n'ihi na akụkọ si na-abọpụtara ozu nwantakịrị ahụ n'ụka ahụ.

Nne ya bụ Kolawole gwara onye ntaakụkọ BBC na-enwere aka enwe n'ihe gbasara ofufu nwa ya.

Kolawole kwukwara na ndị ụlọụka ahụ enyeghi ndị uweojii enyemaka dịka ndị chọrọ ka achọta ya bu nwa.

Kama onye ntaakụkọ BBC gara ebe ahụ kwuru na ọhụghị ozu nwa ahụ n'ụlọụka ahụ.

Ndị uweojii sitere na ọnu na-ekwuchitere ha bụ Femi Joseph kwuru na ọ bu akụkọ ụgha dughere ndị mmadụ iji chee na ọ bụ eziokwu na egwụpụtara ozu ya bu nwa.

Aha onyonyo, Catholic Church: 'Ndị ntọ wekọrọ ego niile dị na ATM Fada clement, gbuo ya' - Bishop Onaga

Joseph kọwara na igwe mmadu iwe na-ewe gburu otu onye uweojii ma sị kwa na ọ bụ ihe onyonyo ụlọmgbasa ozi wepụtara bụ ihe mere ka akụkọ ugha a gbasaa ka ọkụ n'oge ụgụrụ.

O kwukwara na igwe mmadu a jiri okwute chụọ ndị uweojii ọsọ ụkwụ eruala ma mebie ụgbọala ha.

Kama o kwuru na ọ bụghi eziokwu na ndị uweojii gburu onye obụla.

Onyeuweojii Joseph gwara ndị mmadụ na ha ka na enyocha ya bụ ofufu nwatakịri a bụ Gold Kolawole.

Dịka ọ dị ugbua, ogbaaghara ataala isi mmadụ abụụ nke bụ otu onye uweojii na onye nkịtị.

Lee ihe ndi mmadụ na-ekwu maka ya

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Lee foto sị ebe ahụ pụta:

Ụka Sotitobire
Ụka Sotitobire
Ụka Sotitobire
Ụka Sotitobire
Ụka Sotitobire
Ụka Sotitobire

Akụkọ ga-amasị gị