Super Eagles Jersey: Gịnị jikọrọ uwe e ji agba bọọlụ na mmeri bọọlụ?

CAF

Ebe foto si, @CAF_Online

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Okwu esila n'ihe ọ bụ banye ihe ọzọ dịka ndị mmadụ na-ekwu ihe ha chere mere ka ndị otu 'Super Eagles' ji rie bọọlụ ha na Algeria gbara ụnyahụ.

Ebe ụfọdụ na-ekwu na ọ bụ maka na otu egwurewgu bọọlụ Algeria ka sie ike, ụfọdụ na-ebo ya uwe ndị 'Super Eagles' ji gbaa bọọlụ ahụ.

Ọtụtụ n'ime ha na-ekwu na mgbe ọ bụla ndị 'Super Eagles' yi uwe bọọlụ na-acha akwụkwọ ndụ, akwụkwọ ndụ(green), ha ga-adarịrị.

@OsasWrite kwuru ka amachie ya bụ uwe bọọlụ 'Super Eagles.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@AlfFortune kwuru na a bụrụ ya bu uwe ọnụ.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Mana ndị dịka ‏ @EuginhoCortez ekweteghị na ọ bụ uwe nwereike ime mmadụ ọ daa n'asọmpị.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@samCodeNg kwuru na ụta adịghịri uwe a eji agba bọolụ mana ọ chọrọ ka akpọ ya ọkụ.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Mana o nwekwala mgbe Naịjirịa yi uwe 'akwụkwọ ụgụ' merie?

Naịjirịa yi ya bụ uwe merie Libya site n'inye ha ọkpụ goolu atọ asatara abụọ n'asọmpị ntozu AFCON nke 2019.

Ha yikwa ya bụ uwe merie ndị otu egwu bọọlụ Egypt site n'inye ha otu gọọlụ asataghị asata n'asọmpị enyi na enyi ha gbara maka AFCON 2019

Lekwa ụfọdụ mgbe ha yi ya wee daa asọmpị

Ha yi uwe 'green' a mgbe Madagascar piara ha ọkpụ goolu otu asataghị asata n'AFCON 2019.

N'afọ 2018, Argentina meriri Naịjirịa n'asọmpị iko mbaụwa ebe Croatia chụpụrụ ha ajọ mmụọ n'asọmpị ahụ dịka ha yi uwe ahụ.

South Africa piara ha ọkpụ goolu abụọ asataghị otu mgbe ha yi uwe 'green' a zute ha n'asọmpị ntozu nke AFCON 2017.

Ọ dịkwazi ka mgbe ha yi uwe a wee daa egwuregwu ha karịrị mgbe ha ji ya wee nwe mmeri.

Anyị ga-ajụta onye ọnụ na-eru n'okwu ka ha kọwara anyị. Akụkọ na-abia.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: