Caster Semenya: Ụlọikpe akagbuola mkpesa ya megide iwu 'Testosterone'

semenya

Ebe foto si, FABRICE COFFRINI

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Otu ndọrọndọrọ ANC nke nọ n'ọchịchị akatọọla mkpebi otu ụlọikpe nyere Caster Semenya gbasara okwu 'Testosterone'.

N'ime akwụkwọ ozi ha biiputere nke BBC hụrụ anya ha kwuru na ya bụ mkpebi bụ ihe mwute.

"Mkpa mkpa IAAF kpara gosiri na ha ebughi ndịnotu ndị egwuregwu Sawut Afrịka n'uche"

Ihe ndị mmadụ na-ekwu n'elu soshal midia

@greenrascal_ kwuru na ọ pụtara na ọ ga-abịa soro ụmụnwoke na-ama aka?

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@thamzozo11 kwuru na ihe a bụ ikpa oke n'etiti nwoke na nwaanyị.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@ziakpornho kwuru ka ahapụ Samenya ka o mee ihe gụrụ ya agụụ maka na ya bụ 'Testosterone' esighị ya n'aka.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Ha gwakwara ihu kwuo na ha na ndị mba ahụ ruru nde ole na ole kwụ Semenya n'azụ.

Otu a a kpọrọ "Southeast For President 2023" gụnyere ụmụ Igbo si n'ebe dị iche iche wụchie n'Enugwu bụ ebe eduru ha n'iyi ọrụ.
Nkọwa foto, Otu a a kpọrọ "Southeast For President 2023" gụnyere ụmụ Igbo si n'ebe dị iche iche wụchie n'Enugwu bụ ebe eduru ha n'iyi ọrụ.

Ụmụ Igbo ọnụ na-eru n'okwu ejikọtala aka hiwe otu ọtawaike ọrụ ya bụ ịhụ na Igbo nwetere ọkwa onyeisiala n'afọ 2023.

Otu a a kpọrọ "Southeast For President 2023" gụnyere ụmụ Igbo si n'ebe dị iche iche wụchie n'Enugwu bụ ebe eduru ha n'iyi ọrụ.

Onyeisi a bụ Rev. Okechukwu Obiora Kwuru na ihe mere eji hiwe otu a bụ iji bido n'oge kwado ndị Igbo maka iwere ọchịchị n'afọ 2023.

Rev. Obiora kọwara na ndị Igbo agaghị ekwezi ka a na-eme ha ka ndị mbịarambịa n'ala ha bụ Naịjirịa.

O kwuru na ibido n'oge kwado nke ọma ga-enye ndị Igbo mmeri.

Rev. Okechukwu Obiora
Nkọwa foto, Rev. Okechukwu Obiora bụ onyeisi otu "Southeast For President 2013"

Ọ gara n'ihu kwee nkwa na otu a abụghị maka ịchọ ego kama na ọ bụ maka ọdịmma ụmụ Igbo.

Onye nchikọba otu ahụ na mba Amerịka bụ nwada Nkoli rịọrọ ụmụ Igbo ka ha hụrịta onwe ha n'anya ma saa anya na mmiri họpụta onye ga achị Naijiria n'afọ 2023.

Nwada Nkoli

Onyeisi oche na emume idu n'iyi ọrụ otu "Southeast For President 2023" bụ Grant Ehiobuche kwuru na oge eruola mgbe ndị Igbo ga-eji atọpụ agbụ ekere ha.

Ehiobuche rịọrọ ndị Igbo arịrịọ ka ha ghara ịhapụ onye nke ha gaa na-akwado ndị ọzọ.

Ọkanmụta Chinedu Nebo

Onye bụbu mịnịsta na-ahụ maka ọkụ bụ Chinedu Nebo kwuru na ọ bụ ụmụ Igbo ga-ejị aka ha jụ ekwensu na ọrụ ya niile, "nke na onye ọbụla agwara ka eree nwanne ya ọsi mba."

Ndị ọzọ nyekwara ndụmaọdụ na emume a gụnyere ụmụ Igbo sị Anambra, Imo, Ebonyi, Abia nakwa Enugwu.

Akụkọ ga-amasị gị