Ndị Igbo a na-agbalahụ ntuliaka nke 2019?

Aha onyonyo, Ndi Igbo zara azịza maka ntuliaka 2019

Dịka ntuliaka nke 2019 na-abịa nso, BBC Igbo bara ahịa igba ndị Igbo na-azụ ahịa ajụju banyere etu ha si akwado.

Ụfọdụ kwuru na ha dị njikere, ebe ndị ọzọ kwuru na ha agaghị eso mee ntuliaka ahụ.

Gee ihe ha kwuru n'onyonyo ebe a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: