Pụta tulie, ọ bụ ikikere gị igbanwe ọnọdụ ọchịchị Naịjirịa

Aha onyonyo, David Anyaele na-akpọku na ndị Igbo maka mbinye aka 2019

David Anyaele kwuru ihe nwereike ịgbochi ndị Igbo ịga n'ihu na 2019 bụ n'enweghi okwukwe na ntuliaka.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: