Akụkọ kachasị n'abali a: Sineti kwadoro Buhari banyere Juun 12

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Akụkọ ndị dị mkpa mere taa:

Ụlọọrụ ndị Sineti Naịjiria

Ebe foto si, @NGRSenate

Ụlọomeiwu ukwu ekpebiela ka akpọpụta MKO Abiola na Babagana Kinigbe dịke onyeisiala na osote onyeisiala na ntụlịaka e mere n'afọ 1993.

Ha kwukwara ka Inec wepụta mpụta ntuliaka Juun 12 afọ ahụ iji kwado omume onyeisiala Muhammadu Buhari mere ụbọchị iri na abụọ nke Juun dịka ụbọchị ncheta ọchịchị onyekwuoucheya.

N'akụkọ ofesi

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

A tụọla otu nwoke nga mkpụrụọka maka igbu nne na nna ya nakwa nwanne ya nwoke.

Henri Van Breda nke mba Saụt Afrịka onye ji onike gbuo ndị ezinaụlọ ya n'ụlọ ha na Janụwarị afọ 2015 ga-agakwa mkpọrọ maka ịnwale igbu nwannne ya nwaanyị ọ tọrọ.

N'Egwuregwu,

Onye nkuzi otu Super Eagles Gernot Rohr kwuru na ha adịbeghị njikere ịgba asọmpị mbụ ha n'etiti ha na Croatia mere ha jiri laghachi na nkwado.

O kwuru na mmeri ha ewuteghị ya maka na ọ bụ na Rọshịa ka ihe ha na-agba ga adị mkpa.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Ebe NFF na-echeta Stephen Keshi mgbe taa June 7 mezuru ya otu afọ kemgbe ọ nwụrụ.

Ka mkpụrụ obi ya laa na ndokwa.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Gee nkeji nke mgbede anyị ebe a:

Aha nkeananụānụ, Akụkọ ga-amasị gị ị ga-achọ ikọ taa niile

Akukọ ga-amasị gị: