Ihe ise masịrị ụmụnwaanyị

Ebe foto si, AFP
Nrị dị nma, ịchọ nma, ego, ezumike, ụmụaka, alụmdinanwunye, mmekọrịta ha na enyi ha...ihe masịrị ụmụnwaanyị karịrị akarị.
Mana ugbua anyị ga-akọrọ unu ihe ise kachasị amasị ụmụnwaanyị, ọkachasị ndị Igbo:
Ha anaghị eji ụmụ ha egwu egwu makana ezinaụlọ ha dị oke mkpa.
Ụmụaka ha bụ ihe mbụ na ndụ ha.

Ebe foto si, AFP
Ụmụnwaanyị ala Igbo bụ oriakụ na-achọ ebe ahụ ga-adị ha mma
"Ahụ chọrọ nhicha" ụmụnwaanyị adịghị achọ mmekpa ahụ.

Ha chọrọ ka ha kee ekike dị mma
Ụmụnwaanyị Igbo na-eji ejiji dị mma ọge ọbụla.

Ebe foto si, AFP
Ụmụnwaanyị ala Igbo na-achọ ụmụnwoke na-agba mbọ
Ihe ọbụla nwoke tinyere aka na ya, nwaanyị Igbo ga-akwado ya.

Ebe foto si, AFP
Ha na-achọ itinye aka n'ọrụ ogeọbụla, ha anaghị achọ ịnọ nkịtị
Ihe niile nwaanyị chọtara ime, ọ ga-eme ya ọfụma.

Ebe foto si, AFP

Akụkọ ndị ga-amasị gị:































