PDP Primaries: Ihedioha ga-azọrọ ndị PDP ọchịchị n'Imo

Ntuliaka imeụlọ PDP n' Imo
Nkọwa foto, Ntuliaka imeụlọ PDP n' Imo

Emeka ihedioha abụrụla onye ga-anọchị anya otu pati PDP n'izọ ọkwa gọvanọ n'Imo steeti.

Onye so ya n'azụ n'ọnụọgụgụ vootu a tụrụ bụ Samuel Anyanwu nakwa Ethan Achonu.

Ndị mmadụ pụtara n'igwe maka ntuliaka ime ụlọ PDP n'Imo steeti.

A na-azọ ọnụụzọ na ama egwuregwu Kanu Nwankwo ebe ntuliaka imeụlọ PDP Imo steeti na aga ugbua.

Ebe niile na-ede jimjim dịka onye ọbụla chọrọ ịhụ isi ya na ntuliaka.

Ndị gbakọrọ n'iro ama egwuregwu Kanu Nwankwo dị n'Imo steeti

Ọ na-akpọtụ akpọtụ, na-azụ azụ

Ọnọdụ maka ntuliaka ahụ na-ekwo ka ahịa.

Lee ya n'ihe nkiri a:

Aha onyonyo, Ntuliaka imeụlọ PDP n'Imo steeti

Oke ndọrọndọrọ so ntuliaka ahụ

Dịka otu onye PDP na-anọchite anya okpuru ọchịchị Nwangele siri kọwaa, usoro a gbasoro ime ilele aha(accreditation) na ntuliaka ahụ mere ka ihe sie ike karịa ka o kwesịrị.

Aha onyonyo, Ntuliaka PDP na Okpuruọchịchị Nwangele Imo steeti

Akụkọ kachasị: