Uefa Europa League: Ị ma ndị Chelsea na Arsenal ga-ezute n'asọmpi a?

Njirimara Europa League

Ebe foto si, Getty Images

Otu Arsenal na Chelsea enweteghị ohere ịgba n'asọmpi Champions League nke afọ a, mana ha ga-agba mbọ ịhụ na awụghị ha n'ala n'asọmpi a n'afọ a.

Chelsea buliri iko a n'afọ 2012/2013 ga-agba mbọ ịhụ ma ha a ga-eru agba ngwụcha nke a ga-agba na Baku bụ isiobodo Azerbaịjan, n'ụbọchị 29 nke ọnwa Mee 2019.

Otu egwuregwu ndị si Spen ebuliela iko a ugboro ise n'ime afọ asaa garala aga (Sevilla buliri ya ugboro atọ site na 2014 ruo 2016 oge Unai Emery na-achịkọta Arsenal ugbua bụ onye nchịkọta ha).

Ndị ga-ezute ibe

N'otu A

Bayer Leverkusen

Ludogorets Razgrad

FC Zurich

AEK Larnaca

N'otu B

Salzburg

Celtic

RB Leipzig

Rosenborg

N'otu C

Zenit St Petersburg

FC Copenhagen

Bordeaux

Slavia Prague

N'otu D

Anderlecht

Fenerbahce

Dinamo Zagreb

Spartak Trnava

N'otu E

ARSENAL

Sporting Lisbon

Qarabag

Vorskla Poltava

N'otu F

Olympiakos

AC Milan

Real Betis

Dudelange

N'otu G

Villarreal

Rapid Vienna

Spartak Moscow

Rangers

N'otu H

Lazio

Marseille

Eintracht Frankfurt

Apollon Limassol

N'otu I

Besiktas

KRC Genk

Malmo

Sarpsborg

N'otu J

Sevilla

Krasnodar

Standard Liege

Akhisar Belediyespor

N'otu K

Dynamo Kiev

Astana

Rennes

Jablonec

N'otu L

CHELSEA

PAOK Saloniki

BATE Borisov

Vidi

Akụkọ ndị ga-amasị gị: