Uefa Champions League: Ndị ga-ezute ibe

Ebe foto si, Getty Images
Ka Uefa mechara nhọpụta e ji ama otu egwuregwu bọọlụ tozuru ịba ọnwa ọhụrụ na Champions League, lee ndị ga-agba ibe ha.
Cristiano Ronaldo ga-ezute Manchester United ọzọ; otu ọ gbabuuru bọọlụ ma bụrụ ebe ọ nọ bulie iko Champions League ya nke mbụ.
Ndị Paris Saint-Germain ga-ezute Liverpool ebe Barcelona ga-anabata Mauricio Pochettino na ndị otu ya bụ Tottenham na Camp Nou.
Ndị ga-ezute ibe
N'otu A
ATLETICO MADRID
BORUSSIA DORTMUND
MONACO
CLUB BRUGGE
N'otu B
BARCELONA
TOTTENHAM
PSV EINDHOVEN
INTER
N'otu C
PSG
NAPOLI
LIVERPOOL
RED STAR BELGRADE
N'otu D
LOCOMOTIV MOSCOW
FC PORTO
SCHALKE
GALATASARAY
N'otu E
FC BANYERN MUNCHEN
SL BENFICA
AFC AJAX
AEK ATHENS
N'otu F
MANCHESTER CITY FC
FC SHAKTAR DONETSK
OLYMPIQUE LYONNAIS
TSG 1899 HOFFENHEIM
N'otu G
REAL MADRID CF
AS ROMA
PFC CSKA MOSKVA
FC VIKTORIA PLZEN
N'otu H
JUVENTUS FOOTBALL CLUB
MANCHESTER UNITED FC
VALENCIA CF
BSC YOUNG BOYS









