World Cup 2018: Ihe ndị Super Eagles mere ka ndị Kroeshia merichara ha
Ndị na-agbara ndị Naịjirịa bọọlụ bụ ndị a ma dịka 'Super Eagles' arịọla ndị mmadụ ka ha kwado ha ka ha ga-agba egwuregwu ndị chere ha n'ihu.
N'agbanyeghị na ndị Kroeshia meriri 'Super Eagles' ka ha zukọrọ n'egwuregwu nke mbụ ha gbara n'asọmpi Iko Mbaụwa, obi siri ụfọdụ n'ime ha ike na ha ga-eme ọfụma karịa etu ha mere mbụ.
Ndị dị ka John Ogu kwuru na enweghị onye ọbụla ọ bụ ebumnobi ya na a ga-emeri ya tupu o banye n'ọgbọ egwuregwu.
Ihe ha mere na Soshal Midia
Ụfọdụ n'ime ha rịọrọ mgbaghara, ebe ndị ọzọ kwuru ka ndị Naịjirịa ka na-enye ha nkwado ga-enyere ha aka ma kasie ha obi ime ọfụma.
Ndị ọzọ kwere nkwa ịgba mbọ ga-ahụ na ha mere ọfụma karịa etu ha si mee n'egwuregwu ha na Kroeshia.
John Obi Mikel
Mikel kelere ndị mmadụ maka ikwado ya, ma kwuo na egwuregwu Naịjirịa na Kroeshia kpọrọ akpọ.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 1
Leon Balogun
Balogun kwuru na enweghị ụdịrị mmeri mmadụ na-agaghị esi na ya bilite.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 2
William Troost-Ekong
Ekong nwetara akwụkwọ edo edo n'egwuregwu ahụ kwuru na ọ bụghị ihe ha bu n'obi ka ha hụrụ ụbọchị ahụ, mana ha ga-agbado anya ma kwado ọfụma ịhụ na ha mere ọfụma n'egwuregwu ọzọ ha ga-agba bụ nke Aịsland.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 3
Francis Uzoho
Uzoho bụ ochee goolu kwuru na ọ bụghị ihe ọ chọrọ ụbọchị ahụ ka ọ hụrụ n'agbanyeghị na ụbọchị ahụ bụ oke ụbọchị n'ọrụ ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 4
John Ogu
Ogu kwuru sị "ma emeriri anyị ma anyị emeriri, anyị ka ga na-amụ ma na-agbasi mbọ ike."
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 5
O kwukwara na enweghị onye na-agba bọọlụ ebumnobi ya bụ na ọ gaghị emeri ma ọ gaa n'ọgbọ egwuregwu ịgba bọọlụ. O kwukwara sị na ọ dị mkpa ịkwado ndị Super Eagles.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 6
Oghenekaro Etebo
Etebo bụ onye bọọlụ kụrụ n'ahụ ma banye n'ime neetị ndị Naịjirịa (own goal) bụ nke a gụnyere ka goolu nke mbụ ndị Kroeshia, kwuru na ọ bụ 'ihe nkwanyere ugwu nye ya' ịgbara Naịjirịa bọọlụ. O kwukwara na ha ga-agba mbọ ime ndị mmadụ obi aṅụrị.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 7
Victor Moses
Moses kwuru na obi adịghị ya mma n'ihe ha gbatara, mana ha dị njikere ịnwa ike ha ọzọ.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 8
Alexander Iwobi
Iwobi dere "ndịnotu".
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 9
Kelechi Iheanacho
Iheanacho kwuru na uche ha niile dị n'egwuregwu ọzọ ha ga-agba nke bụ nke Naịjirịa na Aịsland.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post, 10










