Jennifer Uchendu: 'Ọ tụrụ m n'anya inweta nturuugo BBC 100 Women'
Jennifer Uchendu: 'Ọ tụrụ m n'anya inweta nturuugo BBC 100 Women'

- Onye dere ya, Uche Akolisa& Amaka Bassey
- Ndị mere akụkọ a, Senior Journalist& Video Journalist
Jennifer Uchendu so na ụmụnwaanyị 100 pụrụ iche BBC kwanyere ugwu n'afọ 2023.
E nyere ya nturuụgbo a maka mbọ ọ na-agba ịgbasa ozi maka nchekwa gburu gburu site n'ụlọọrụ ya nke ọ kpọrọ 'Sustyvibes'.
Na mkparịtaụka ya BBC igbo nwere , ọ kwuru na ichekwa gburgburu gburu dị mkpa n'ihi na ọ bụ na ya n ka nri nakwa ihe ndị ọzọ e ji ele ndụ anya si abịa.
Ọ gara n'ihu rụtụ aka na echekwaghị gburugburu nwere ike ibute mfesa ọrịa nakwa idemmiri.
Gee ihe o kwuru n'uju:
Uche Akolisa mere akụkọ, ebe Amaka Bassey haziri ihe onyonyo a.






