AFCON 2023: Lee etu tebulu asọmpi na mpụtara ya si kwụrụ ugbua

Mpụtara asọmpi AFCON

Iko Mba Afrịka 2023

Usoro Asọmpi & Mpụtara
Agba nke Mbụ
Otu
  • P - A gbarala
  • W - Merie
  • L - E meriri
  • D - Nhatanha
  • GD - Ndị iche na goolu
  • Pts - Akara
    • Otu A
      Mba P W L D GD Pts
      Equatorial Guinea 320167
      Naịjirịa 320127
      Ivory Coast 3120-33
      Guinea Bissau 3030-50
      • 13/01/2024, 20:00
        Ivory Coast 2
        -
        0 Guinea Bissau
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
      • 14/01/2024, 14:00
        Naịjirịa 1
        -
        1 Equatorial Guinea
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
      • 18/01/2024, 14:00
        Equatorial Guinea 4
        -
        2 Guinea Bissau
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
      • 18/01/2024, 17:00
        Ivory Coast 0
        -
        1 Naịjirịa
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
      • 22/01/2024, 17:00
        Equatorial Guinea 4
        -
        0 Ivory Coast
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
      • 22/01/2024, 17:00
        Guinea Bissau 0
        -
        1 Naịjirịa
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
    • Otu B
      Mba P W L D GD Pts
      Cape Verde 320147
      Ijipt 300303
      Gana 3012-12
      Mozambique 3012-32
      • 14/01/2024, 17:00
        Ijipt 2
        -
        2 Mozambique
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
      • 14/01/2024, 20:00
        Gana 1
        -
        2 Cape Verde
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
      • 18/01/2024, 20:00
        Ijipt 2
        -
        2 Gana
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
      • 19/01/2024, 14:00
        Cape Verde 3
        -
        0 Mozambique
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
      • 22/01/2024, 20:00
        Cape Verde 2
        -
        2 Ijipt
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
      • 22/01/2024, 20:00
        Mozambique 2
        -
        2 Gana
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
    • Otu C
      Mba P W L D GD Pts
      Senegal 330079
      Kameruun 3111-14
      Guinea 3111-14
      Gambia 3030-50
      • 15/01/2024, 14:00
        Senegal 3
        -
        0 Gambia
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Charles Konan Banny de Yamoussoukro)
      • 15/01/2024, 17:00
        Kameruun 1
        -
        1 Guinea
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Charles Konan Banny de Yamoussoukro)
      • 19/01/2024, 17:00
        Senegal 3
        -
        1 Kameruun
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Charles Konan Banny de Yamoussoukro)
      • 19/01/2024, 20:00
        Guinea 1
        -
        0 Gambia
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Charles Konan Banny de Yamoussoukro)
      • 23/01/2024, 17:00
        Gambia 2
        -
        3 Kameruun
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
      • 23/01/2024, 17:00
        Guinea 0
        -
        2 Senegal
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Charles Konan Banny de Yamoussoukro)
    • Otu D
      Mba P W L D GD Pts
      Angola 320137
      Burkina Faso 3111-14
      Mauritania 3120-13
      Ọọjerịa 3012-12
      • 15/01/2024, 20:00
        Ọọjerịa 1
        -
        1 Angola
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
      • 16/01/2024, 14:00
        Burkina Faso 1
        -
        0 Mauritania
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
      • 20/01/2024, 14:00
        Ọọjerịa 2
        -
        2 Burkina Faso
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
      • 20/01/2024, 17:00
        Mauritania 2
        -
        3 Angola
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
      • 23/01/2024, 20:00
        Angola 2
        -
        0 Burkina Faso
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Charles Konan Banny de Yamoussoukro)
      • 23/01/2024, 20:00
        Mauritania 1
        -
        0 Ọọjerịa
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
    • Otu E
      Mba P W L D GD Pts
      Mali 310225
      Saụt Afrịka 311124
      Namibia 3111-34
      Tunisia 3012-12
      • 16/01/2024, 17:00
        Tunisia 0
        -
        1 Namibia
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Amadou Gon Coulibaly Stadium)
      • 16/01/2024, 20:00
        Mali 2
        -
        0 Saụt Afrịka
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Amadou Gon Coulibaly Stadium)
      • 20/01/2024, 20:00
        Tunisia 1
        -
        1 Mali
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Amadou Gon Coulibaly Stadium)
      • 21/01/2024, 20:00
        Saụt Afrịka 4
        -
        0 Namibia
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Amadou Gon Coulibaly Stadium)
      • 24/01/2024, 17:00
        Namibia 0
        -
        0 Mali
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Laurent Pokou)
      • 24/01/2024, 17:00
        Saụt Afrịka 0
        -
        0 Tunisia
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Amadou Gon Coulibaly Stadium)
    • Otu F
      Mba P W L D GD Pts
      Moroko 320147
      DR Congo 300303
      Zambia 3012-12
      Tanzania 3012-32
      • 17/01/2024, 17:00
        Moroko 3
        -
        0 Tanzania
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Laurent Pokou)
      • 17/01/2024, 20:00
        DR Congo 1
        -
        1 Zambia
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Laurent Pokou)
      • 21/01/2024, 14:00
        Moroko 1
        -
        1 DR Congo
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Laurent Pokou)
      • 21/01/2024, 17:00
        Zambia 1
        -
        1 Tanzania
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Laurent Pokou)
      • 24/01/2024, 20:00
        Tanzania 0
        -
        0 DR Congo
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Amadou Gon Coulibaly Stadium)
      • 24/01/2024, 20:00
        Zambia 0
        -
        1 Moroko
        -
        (Penariti)
        (Ọgbọegwuregwu Stade Laurent Pokou)
Agba Mgbapụ
  • Agba mgbapụ
    • 27/01/2024, 17:00
      Angola 3
      -
      0 Namibia
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
    • 27/01/2024, 20:00
      Naịjirịa 2
      -
      0 Kameruun
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
    • 28/01/2024, 17:00
      Equatorial Guinea 0
      -
      1 Guinea
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
    • 28/01/2024, 20:00
      Ijipt 1
      -
      1 DR Congo
      7
      -
      8
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade Laurent Pokou)
    • 29/01/2024, 17:00
      Cape Verde 1
      -
      0 Mauritania
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
    • 29/01/2024, 20:00
      Senegal 1
      -
      1 Ivory Coast
      4
      -
      5
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade Charles Konan Banny de Yamoussoukro)
    • 30/01/2024, 17:00
      Mali 2
      -
      1 Burkina Faso
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Amadou Gon Coulibaly Stadium)
    • 30/01/2024, 20:00
      Moroko 0
      -
      2 Saụt Afrịka
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade Laurent Pokou)
  • Agba anọ nke ikpeazụ
    • 02/02/2024, 17:00
      Naịjirịa 1
      -
      0 Angola
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
    • 02/02/2024, 20:00
      DR Congo 3
      -
      1 Guinea
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
    • 03/02/2024, 17:00
      Mali 1
      -
      2 Ivory Coast
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
    • 03/02/2024, 20:00
      Cape Verde 0
      -
      0 Saụt Afrịka
      1
      -
      2
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade Charles Konan Banny de Yamoussoukro)
  • Agba abụọ nke ikpeazụ
    • 07/02/2024, 17:00
      Naịjirịa 1
      -
      1 Saụt Afrịka
      4
      -
      2
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade de Bouaké)
    • 07/02/2024, 20:00
      Ivory Coast 1
      -
      0 DR Congo
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
  • Otu ga-agba ndị atọ na anọ
    • 10/02/2024, 20:00
      Saụt Afrịka 0
      -
      0 DR Congo
      6
      -
      5
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Felix Houphouet-Boigny)
  • Agba nke ikpeazụ
    • 11/02/2024, 20:00
      Naịjirịa 1
      -
      2 Ivory Coast
      -
      (Penariti)
      (Ọgbọegwuregwu Stade Olympique Alassane Ouattara)
Aka elekere niile na-egosi oge mba Ivory Coast bụ nke nwereike ịgbanwe. Aka BBC adịghị na mgbanwe ọbụla.

Afcon Round of 16 Fixtures: Etu e si gbaa agba nke 16

Super Eagle na ndị Guinea-Bissau

Ebe foto si, Super Eagles/X

Dịka asọmpi iko Afrịka bụ Afcon na-abanye agba ọzọ, Naijira na Kamerun ga-ezute dịka a na-amalite agba nke mgbapu (round of 16) nke a ga-agba malite na Satode bụ Jenụwarị 27 ruo ubochi Tuzde Jenụwaị 30,2027.

Lee etu a ga-esi gbaa asompi ndi ozo:

  • Naijiria na Kameruun - Jenuwari 27 n'amaeguregwu Felix Houphouet Boigny di n' Abijon.
  • Angola na Namibia - Jenuwari 27 n'amaegwuregwu Stade de la paix di na Bouake.
  • Equatorial Gini na vs Gini - Jenuwari 28 n'amaegwuregwu Alassane Ouattara
  • Ijipt na DR Kongo - Jenuwari 28 n'amaegwuregwu Laurent Pokou.
  • Cape Verde vs Mauritânia - Jenuwari 29 n'amaegwuregwu Felix Houphouet Boigny.
  • Senegal na Ivory Coast - Jenuwari 29 n'ama egwuregwu Charles Konan Banny.
  • Mali vs Bokina Faso - Jenuwari 29 n'ama egwuregwu Amadou Gon Coulibaly.
  • Morocco vs South Africa - Jenuwari 30 n'ama egwuregwu Laurent Pokou .

Afcon Round of 16: Kedu ka Cote d'Ivore siri tozuo ka ha churu 'coach' ha?

Cote d'ivore

Ebe foto si, Getty Images

Mba na-ehibe asopi Africa Cup of Nations nke afo 2023 bu Ivory Coast achuola onye nkuzi otu egwu boolu ha bu Jean-Louis Gasset .

Nke a bu agbanyeghi na ha mechara tozuo iba agba nke 16 n'uzo a kporo 'best loser's'

A churu Gasset oge mba Equatorial Gini gbara ha 3-0 bu okpu goolu e jiri machie ha nti n'ulo ha. Agbanyeghi na ha abanyela ogbo 16, a churu Gasset ebe Ivory Coast ga-ezutazi mba Senegal ozo.

Kedu ka Cote d'Ivore siri tozuo?

Agba mmalite asọmpi Afcon 2023 agwụla n'abali Wenezde.

Otutu ihe itunanya mere n'agba nke mbu ahu dika otutu mba na otu ndi a turu anya na ha ga-eme ofuma jisiri ike ibanye agba mgbapu.

Ka a gbachara asompi ndi ahu, a gbapuru ufodu mba ebe ufodu nwereike ibanye agba mgbapu.

Dika otu na-ahu maka egwu boolu n'Afrika bu Caf tinyere iwu ohuru, o mere ka Cote d'Ivoire, Gini, Moritania na Namibia bu ndi gbara ndi nke ato n'otu ha mechaziri tozuo ibanye agba nke 16.

Mba ano ndi a tozuru n'ihe a na-akpo 'best losers' - Caf jiri otu uzo e ji ahoputa ndi bu 'best losers' ahu hoputa ha.

CAF ONLINE

Ebe foto si, CAF ONLINE

Kedu mba ndi tozuru ugbua?

BAFANA BAFANA

Ebe foto si, CAF ONLINE INSTAGRAM

Etu o di ugbua, mba ndi tozuorola ibany n'ogbo mgbapu bu nke a na-akpo Round of 16 bu:

Equatorial Guinea

Naijiria

Cape Verde

Egypt

Senegal

Cameroon

Guinea

Angola

Burkina Faso

Mauritania

Namibia

DR Congo

Ivory Coast

South Africa

Morocco

Mali

AFCON 2023: Ihe nile i kwesịrị ịma maka asọmpi na-aga n'ihu ugbua

Afcon 2024

Ebe foto si, Getty Images

Asọmpi iko Afrịka nke afọ 2023/24 a ma dịka ' Africa Cup of Nations (Afcon) eruwela oge a na-agba n'otu n'otu na oge onye a gbagburu,ọ lawa.

Mana ọ dịka ndị Ivori Kost bụ ndị na-ele mba ndị ọzọ ọbịa n'asọmpi ahụ ga-eso na ndị otu egwu bọọlụ ndị ọzọ kara aka, feere asompi ahụ aka tupu ngwụcha.

Gana burula iko ahụ ụgboro anọ nakwa Ọljiria buru iko ahụ n'afọ 2019 so na ndị akụpụr.ụ n'ụtụtụ asompi.

Otu enyi na-akwado isonye n'agba nke ikpeazụ nke ugboro abụọ ha ma gba ndị nke atọ n'otu ha.

A na-eche ka a mara na ha a ga-eso Gana na Oljiria bụrụ ndị a gbapụrụ n'oge.

Senegal alaferela mana asọmpi a bụ nke otu egwu bọọlụ na ndị enweghị agba dịka dịka Equatorial Guinea na Cape Verde meriri ndị ọkpọka ma napụ ọtụtụ ndị egwu bọọlụ a na-atụ egwu ara n'ọnụ.

Kedụ otu bọọlụ ndị gara AFCON?

 Felix Houphouet-Boigny Stadium ,Ivory Coast

Ebe foto si, Getty Images

Gafere Ọkwa azụmahịa WhatsApp ma gaa n'ihu na-agụ
Anyị nọ na WhatsApp

Ugbua, i nwereike inweta akụkọ BBC Igbo niile n'ekwenti gị.

Pịa aka ebe a ka i soro anyị

Ebe Ọkwa azụmahịa WhatsApp kwụsịrị

E nwere otu egwu bọọlụ 24. Ekejiri ha ụzọ isii nwere egwu bọọlụ anọ, anọ n' ime otu nkejị.

Otu egwu bọọlụ abụọ kachasị nọ n'ime otu isii ndị ahụ.

Otu bọọlụ anọ kachasị n'ime ndị gbara antọ ga-esonye n'agba nke 16 ikpeazụ.

Ụbọchị Wenezde ga-aga ekpebi otu anọ ga-agba, agba nke onye a gbapụrụ , ọlawa.

Mali na Moroko agbaala nke ha, tupu asompi ikpeazụ ha.

Moroko bụ ndị mbụ si si Afrika tozuru isonye n'ọkara ikpeazụ iko mbaụwa( World Cup) a gbara n'Qatar n'afọ 2022 bụ mba dị n'Afrika kachasị n'ogogo egwu bọọlụ n'ụwa ( ha bụ ndị nke 13- mana ha ebubeghi iko Afcon kemgbe afọ 1976.

Ivory Coast nwere ike iji pọint atọ gafere mana ọ ga-adị ha mkpa iirite ọkpụ nagba nke otu E na F iji nweta ihe ha chọrọ.

Otu A. Equatorial Guinea , Nigeria , Ivory Coast, Guinea-Bissau.

Otu B : Cape Verde , Ijipt , Gana, Mozambique.

Otu C: Senegal , Kamerun , Gini, Gambia.

Otu D. Angola, Burkina Faso, Mauritania , Ọljiria.

Otu E: Mali, Saut Afrika, Namibia, Tunisia.

Otu F: Moroko, DR Kongo, Zambia, Tanzania.

Amaegwuregwu ebe ndị a na-agba asọmpi a

Amaegwuregwu Laurent Pokou Stadium dị na San Pedro, Ivory Coast

Ebe foto si, Getty Images

E hibere amaegwuregwu isii dị n'obodo ise dị n'Ivori Kost maka asọmpi Afcon nke afọ 2023.

Amaegwuregwu ndị a nile bụ ihe a rụrụ ọhụrụ maọbụ rụzie tupu asọmpi Afcon.

Gọọmentị mba ahụ mefuru ihe ruru otu ijeri dọla na ya bụ ọrụ.

Ha bụ:

* Amaegwuregwu 'Alassane Ouattara Stadium' dị n'Abidjan ( nke na-erite mmadụ 60,000)

* Amaegwuregwu 'Felix Houphouet-Boigny Stadium' dị n', Abidjan (nke na-erite mmadụ 33,000)

* Amaegwuregwu 'Charles Konan Banny Stadium' dị na Yamoussoukro (nke na-erite mmadụ 20,000)

* Amaegwuregwu 'Stade de la Paix, Bouake' (nke ga-erite mmadụ 40,000)

* Amaegwuregwu 'Amadou Gon Coulibaly Stadium' dị na Korhogo (nke na-erite mmadụ 20,000)

* Amaegwuregwu 'Laurent Pokou Stadium' dị na San Pedro' ( nke na-erite mmadụ 20,000)

Cheta na e kwesịburu ime asọmpi ahụ n'ọnwa Juun na Julai afọ 2023 mana e higharịị ya n'ihi na ọ bụ oge udummiri.

Etu a ga-esi gbaa asọmpi Afcon 2023/2024

Satọde Jenụwarị 13,2024

Otu A: Ivory Coast 2-0 Guinea-Bissau, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan

Ụbọchịụka Jenụwarị 14,2024

Otu A: Nigeria 1-1 Equatorial Guinea, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan

Otu B: Egypt 2-2 Mozambique, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan

Otu B: Ghana 1-2 Cape Verde, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan

Monde Jenụwarị 15,2024

Otu C: Senegal 3-0 Gambia, Charles Konan Banny Stadium, Yamoussoukro

Otu C: Cameroon 1-1 Guinea, Yamoussoukro

Otu D: Algeria 1-1 Angola, Stade de la Paix, Bouake

Tuzde Jenụwarị 16,2024

Otu D: Burkina Faso 1-0 Mauritania, Bouake

Otu E: Tunisia 0-1 Namibia, Amadou Gon Coulibaly Stadium, Korhogo

Otu E: Mali 2-0 South Africa, Korhogo

Wenezde Jenụwari 17,2024

Otu F: Morocco 3-0 Tanzania, Laurent Pokou Stadium, San Pedro

Otu F: DR Congo 1-1 Zambia, San Pedro

Tọzde Jenụwarị 18,2024

Otu A: Equatorial Guinea 4-2 Guinea-Bissau, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan

Otu A: Ivory Coast 0-1 Nigeria, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan

Otu B: Egypt 2-2 Ghana, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan

Fraide Jenụwarị 19,2024

Otu B: Cape Verde 3-0 Mozambique, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan

Otu C: Senegal 3-1 Cameroon, Yamoussoukro

Otu C: Guinea 1-0 The Gambia, Yamoussoukro

Satọde Jenụwarị 20,2024

Otu D: Algeria 2-2 Burkina Faso, Bouake

Otu D: Mauritania 2-3 Angola, Bouake

Otu E: Tunisia 1-1 Mali, Korhogo

Ụbọchịụka Jenụwarị 21,2024

Otu E: South Africa 4-0 Namibia, Korhogo

Otu F: Morocco 1-1 DR Congo, San Pedro

Otu F: Zambia1-1 Tanzania, San Pedro

Monde Jenụwarị 22,2024

Otu A: Equatorial Guinea 4-0 Ivory Coast, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan

Otu A: Guinea-Bissau 0-1 Nigeria, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan

Otu B: Cape Verde 2-2 Egypt, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan

Otu B: Mozambique 2-2 Ghana, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan

Tuzde Jenụwarị 23,2024

Otu C: The Gambia 2-3 Cameroon, Bouake

Otu C: Guinea 0-2 Senegal, Yamoussoukro

OtuD: Angola 2-0 Burkina Faso, Yamoussoukro

Otu D: Mauritania 1-0 Algeria, Bouake

Wenezde Jenụwarị 24,2024

Otu E: Namibia na Mali, San Pedro (17:00)

Otu E: South Africa na Tunisia, Korhogo (17:00)

Otu F: Tanzania na DR Congo, Korhogo (20:00)

Otu F: Zambia na Morocco, San Pedro (20:00)

Etu a ga-esi agba Agba nke Abụọ

Afcon

Ebe foto si, Getty Images

Satọde Jenụwarị 27,2024

SR1: Angola na ndị gbara ndị nke atọ n’otu Group E/F, Bouake (17:00)

SR2: Naijiria na Kamerun, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan (20:00)

Ụbọchịụka Jenụwarị 28,2024

SR3: Equatorial Guinea na Guinea, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan (17:00)

SR4: Ijipt na ndị gbara abụọ n’otu F, San Pedro (20:00)

Monde Jenụwarị 29,2024

SR5: Cape Verde na Mauritania, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan (17:00)

SR6: Senegal na otu gbara ndị nke atọ n’otu A/F, Yamoussoukro (20:00)

Tuzde Jenụwarị 30,2024

SR7: Ndị meriri n'Otu E na Burkina Faso, Korhogo (17:00)

SR8: B=Ndị meriri n'otu F na ndị gbara nke abụọ na otu E , San Pedro (20:00)

Agba nke na-esote nke na-esote Ikpeazụ

Fraide Febụwarị 2,2014

QF1: Winner SR2 vs Winner RS1, Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan (17:00)

QF2: Otu meriri na SR4 vna Otu meriri na SR3, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan (20:00)

Satọde Febụwarị 3,2024

QF3: Otu meriri na SR7 na otu meriri RS6, Bouake (17:00)

QF4: Otu meriri SR5 na Otu meriri SR8, Yamoussoukro (20:00)

.

Ọkara ikpeazụ

Wednezde n Febụwarị 7,2024

SF1: Otu meriri QF1 na Otu meriri QF4, Bouake

SF2: Otu meriri QF3 na Otu meriri QF2, Alassane Ouattara Stadium, Abidjan

Ọkwa Onye nke Atọ

Satọde Febụwarị 10,2024

Ndị e meriri na SF1 na ndịe meriri na SF2 , Felix Houphouet-Boigny Stadium, Abidjan (20:00)

Agba nke Ikpeazụ

Ụbọchịụka Febụwarị 11,2024

Ndị meriri SF1 na SF2 ndị meriri , Alassane Ouattara Stadium, Abidjan