Asọmpị a ga-agụnye ndị otu anọ n'ime oke isii (A-F) nke ndị otu abụọ kachasị ga-abanyere ndị ọgbọ nke 16 nke a ga-akụpụ akụpụ.
Ndị otu 12 ga-esonye n'ọgbọ anọ nke ndị kụkarịrị bọọlụ n'ọgbọ isii na mba ụwa, nke ihe isepụ ha bụ mpụtara ha n'ọgbọ makwa ndị ọkpụ goolu ha karịrị.
Ndị mere nnyocha Damilola Ojetunde, Onye sere eserese Olaniyi Adebimpe naonye rụpụtara ya Boaz Ochieng