Obiano's Tenure: Peter Obi na-akwanye ndị na-akatọ ọchịchị Obiano - Gọọmenti Anambra

Kemgbe ụbọchị Monde ka aha gọvanọ Willie Obiano na-ewu na soshal midia.
Ọtụtụ ji akara #ObianoHasFailed were na-ewepụta foto na-egosi ihe ndị Obiano na-emeteghị ọfụma.
Mana kọmishọna na-ahụ maka mgbasaozi na steeti ahụ bụ Don Adinuba gwara BBC Igbo na ọ bụ aka chịburu steeti ahụ bụ Peter Obi na-akwanye ndị na-akatọ Obiano.
O kwuru na Obi fooro ntutu taa imebi aha Obianọ.
Nke ahụ mere o ji enye ụmụokorobia enweghị aka ọrụ ego ka ha na-ede ihe ọjọ dị ịcheiche gbasara Obiano.
Mgbe anyị jụrụ ya maka foto mbuze ndị mmadụ na-etinye na Twitter iji gosi na o nweghị ihe a na-eme gbasara ya, Adinuba kwuru na okwu mbụze karịrị gọọmenti steeti.
Adinuba na-ekwukwa na gọọmenti Obiano ezipụla ozi enyemaka nye gọọmenti etiti nakwa ndị ọnụ na-eru n'okwu maka mbuze na-eme n'akụkụ dị iche iche n'Anambra.
Anyị jụkwara ya maka foto akwa okporoụzọ nke dị na MCC Onitsha ndị mmadụ na-ekwu na ọ na-ada ada, mana ọ zara na akwa okporoụzọ ahụ bụ mgbe Peter Obi nọ n'ọchịchị ka a rụrụ ya.
O kwuru na ha ga eleba ya anya n'oge na-adịghị anya.
Lee ụfọdụ ihe ndị mmadụ na-ekwu na soshal midia maka ọchịchị Obiano
@UchePOkoye kwuru na gọọmentị Anambara anaghị ekwe ka ụlọọrụ ntaakụkọ tinye ọnụ n'ihe na-eme na steeti ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
@Geraldcake kwuru na obi adịghị ndị Anambara mma maka ọchịchị Obiano.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@Baron_Uzzy na @AfamDeluxo na-ajụ ihe mere ọdọ ụgbọelu Obiano kwere nkwa ịrụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3

End of X post, 4
@Otis04676836 gosiri foto mbuze na-ekwu na ebe ahụ bụ Amaọbia dị n'Ọka.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Mana @Centokoh kwuru na Anambara abụghị steeti kacha njọ na mpaghara ọdịda anyanwụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6
@iamveju kwukwara na okporoụzọ ndị Obi rụrụ esighi ike nke mere ha ji mebisia.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:
Ihe nkiri ga-amasị gị: