Alex Iwobi: Ndị mmadụ ji ogbo na ncha saa onye egwu Arsenal ahụ maka isu imi

Ebe foto si, Getty Images
Arsenal nyere Rennais ọkpụ atọ chara ọkụ n'abalị Tọọzde oge ha zutere na Emirates Stadium mana nke ahụ anaghị ewu.
Ihe na-ewu banyere asọmpị ahụ bụ na Alex Iwobi zuru Hamari Traore imi.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ọtụtụ ndị mmadụ kwuru na Alex Iwobi ikpuchi imi ya ngwa ngwa Traore ruru ya ahụ bụ 'nwanne ịkparị nwa nne' dịka Traore bụkwa onye isi ojii dịka ya.
Cheta na ọnwa gara aga, nwada Indịa bụ Esha Gupta jiri ịbụ onye isi ojii kparịa Iwobi nke mere ụwa niil jiri chọọ iri ya na ndụ.
N'ozi ọtụtụ wepụtara na Twitter, ha jị ncha na ogbo saa Iwobi ahụ maka 'agwa ọjọọ' nke ha sịị na o gosiri mkparị.
@Ellyment247 sịrị na Iwobi bụ awọ na-akpọ awọ ibe ya wọkọm, na o mechuru Afrika ihu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@lordballack04 kwuru na ya anụbeghị ka Arsenal maọbụ NFF maọbị Austine Okocha katọrọ ihe Iwobi mere mana na ọ bụrụ onye ọzọ mere Iwobi ụdị ihe a ha etiwe mkpu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
@AlbertAnkomah kwuru na ndị ihe Arsenal na-amasị nwere ike were ihe Iwobi mere dịka ihe ọchị mana ọ bụ ihe mkparị.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Mana ụfọdụ ahụghị ihe ọjhjọọ dị n'agwa ya
@The_Logical_ jụụ sị, ọ bụrụ na ọnụ mmadụ na-esi isi, ọbụ na m enghị ikike igbuchi ọnụ?
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
@darlinojim kwuru na ihe Iwobi mere bụ ihe kwesịrị ekwesị n'ihi na ọ bụ iji uche gbara nsogbu ọsọ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 6









